14 Comments

  1. 1. Asọkata Eze anya, ekpuru ekete n’ihu gwa ya okwu.
    2. Okenye chọrọ iri anụ oke n’eji eze ekere ya ụmụ aka.




    0



    0
  2. (1) Anaghi eji ihe ana agba na nti agba na anya.




    0



    0
  3. (1). Were ire gi guo eze gi onu




    0



    0
  4. 3. Onye tete ụra n’ụtụtụ, ọkụkụ chụwa ya ọsọ,ya gbalaga maka enwere ike ọkụkụ ahụ jiri abali puo eze.
    4. Ana ekwu na oke tagburu mmadụ, ngwere ana epu eze.




    0



    0
  5. 5. Onye otu anya na-abụ Eze n’ala ndị ishi.




    0



    0
  6. 6. Onweghị ihe erichara luo eze




    0



    0
  7. 7. Nkịta richaa nsị, eze eree ewu




    0



    0
  8. 8. Gidigidi bụ ugwu Eze




    0



    0
  9. 2. Eze mbe si oru oha di mma, ma oriri oha n’ara ahu




    0



    0
  10. 9. Eze mbe sị ihe mere ya ji achịrị ihe egwu aga njem bụ maka izute ndi egwu n’ụzọ




    0



    0
  11. 2. Nwa ngwịị puo eze, ọ  tagbue onye zụrụ ya.

    3. Agadị nwanyị asị ya kuru nwa ọ sị na eze adighị ya, asi ya tagbue nwa?

    4. Onye fee eze, eze erue ya.

    5. Ekwe na eze na-eme, eze emee ọzọ.

    6. Eze enweghị ihe ọ ga-ekwu sị na ndi ọzọ ekwuchaago ihe ya chprọ ikwu.

    7. Ikpe anaghị ama nwa eze ebe nna ya nọ n’ọgbọ okwu.

    8. Okpiri etiri n’ala dara n’isi eze mụọ.

    9. Eze agbara ama ya na añụrị onye eboro ebuboo okwerego?

    10. Obodo gburu eze, kedu ka isi dị ha?

    11. Aka kpara eze ka udele, okwue mụọ chiri ya ọzọ.

    12. Eze gafee ama ọ na achị, orie ihe ọ na-asọ nsọ.

    13. Eze onye agwana m na-ebu nsị n’akwa apụta ama.

    14. Ugwu eze nụ ndi ọ na-achị.

    15. Onye ajọ chi mmiri na-afa ya n’eze.

    16. Ekpewe ìkpè ndi eze ure, nchi egewe ntị.

    17. Asọọ eze mụọ anya, ogbue eze mmadụ.

    18. Agadi nwanyị na ere atụ ma eze na-ere nwa nwa ya.

    19. Ube mere eze rachaa ntụ.

    20. Onweghi onye mara isi ga-abụ eze.

    21. Ihe afatara n’eze anaghị eju afọ.

    22. Onye tụrụ ikoro ya waa ya eze.

    23. Eze anọghị ya, ekene obi ya.

    24. Onye natara eze iyi na-akpọ ya iyi.

    25. Onye ji eze arị elu maara osisi na-elu ilu.

    26. Ekworo na ọtọka, arachakwoo eze.

    27. Ebe ana-agwa nwa eze okwu ka nwa nkịtị si amụta ihe.

    28. Igbo enwe eze.

    29. Ọra abụ eze.

    30. Nwanyị nna ya bụ eze ji ọsọ egbu di.

    31. Ogwumagana sịrị na ya agaghị ekworo na ọkụ na-agba ghara ije ije onye eze.




    0



    0
  12. 1. Eze nwụọ, eze anọchie ya
    2. onye fee eze, eze eruo ya
    3. Anụta a kaara eze ka eze ji achị
    4. onye eze ji ire ekpe ụta ekwere
    5.




    0



    0
  13. Author

    ỌGBỤGBA OKWE: Dọkịnta Achụkọ 9, Chidera Ụnamba 4, Saị Nwenya 27, Anọnymous 4. MAZỊ SAỊ NWENYA eturuwo ugo




    0



    0

Leave a Reply

Your email address will not be published.

12 − four =