NWOKOYE EMELA EMELA, NWOKOYE KA NA-EMEKWA

Spread the love

Akụkọ anyị si steeti Benue nweta na-ekwu na ndi nchị ehi egbukwala ndi ụka Katọlik ọzọkwa ka ha si olili ozu ndi nke ha gburu egbu alọta.

Akụkọa sịrị na ndia kwudoro ọnwụ ha n’ụzọ si Makọdị gawa Naka. Ozia sịrị na ndi nche ehia siri n’ime ọhịa ebe ha zoro ezo wakpo ndia ma gbue ha

Ndi ndia gburu gunyere, Ayange Tyoban, Ukeyima Azonngu nakwa Ajuju Torgbende.

Ekwuru na ndi ụkaa nọ n’elu ọgba timtim si ebe ha gara lichaa ndi ụkọchukwu na ndi ụka, ndi nche ehi gburu n’oge adịbeghị anya na alara onwe ha mgbe ha jiri zute ọnwụ ha.

Leave a Reply

Your email address will not be published.

4 − 2 =