“MR. IBU NA NWUNYE YA…

Spread the love

Nwa amadị ahụ aka ọrụ ya bụ ikpa ndi mmadụ ụka ọchị bụ Mazị John Okafọ nke eji “Mr Ibu” mara, na nwunye ya bụ Stella Maris mere emume ncheta agbam akwụkwọ ha, afọ nke atọ ya ụnyahụ.

Nwunye ya nọrọ n’ọba ozi ‘Instagram’ kele Chukwu maka alum di na nwunye ha.

Ọ sịrị: ‘Chineke Ị dịrị ezi n’ụlọm ezigbo mma, nna! Ekele dịrị gị’

Mazị ibu lụrụ Stella ka alụm di na nwunye ya nke mbụ kụrụ afọ n’ala.

Leave a Reply

Your email address will not be published.