NKỤ

Spread the love

   NKỤ

9 Comments

  1. Nku onye kpara n’okochi ka ona anya n’udu mmiri




    0



    0
  2. Onye kpatara nku ahuhu si ngwere biara ya oriri




    0



    0
  3. Onye riri elu Oji kpaa ya nku makana ananyi ari elu oji kwada




    0



    0
  4. Agwọ emeghị ihe o ji buru agwo, umunwanyi ewere ya kee nku
    E buru ozu onye ozọ, o dika e bu ukwu nku




    0



    0
  5. 1. Nkụ dị na mba na eghere mba nri
    2. Ọhịa wọrọ nwata nkụ mere ka olu dị ya mfe
    3. Nwata kpakarịa ọgbọ ya na nkụ, a sị na ọ kpatara ya n’ajọ ọhịa
    4. Ofeke amaghị mgbe e kere nkụ ụkwa
    5. A waruo nkụ n’akpụ, ọ naghịkwa ekwe ọwụwa
    6. Kama ite agaghị eghe, nkụ agwụ n’ọhịa
    7. Ụzọ nkụ na-echi echi mana ụzọ mmiri anaghị echi




    0



    0
  6. 1. Ọhịa wọrọ gị nkụ sere gị olu.
    2. Kama ede m g’eshi, ka nkụ gwụ.
    3. Onye kpaa nkụ ahụhụ, ngwere abịara ya ụgwọ.
    4. Elebe osisi bu ndụ, nke kpọrọ nkụ adaa.




    0



    0
  7. 5. Nkụ dị na mba na-eghere mba nri




    0



    0
  8. 6. K’anyị lezie anya maka ihe agbajiri nkụ tụnye na mmiri asị na ọbụ enwe.




    0



    0
  9. ỌGBỤGBA OKWE: Dumebi Juliet Oji 5, Mazị Ikechukwu Bismarck Ọjị 7, Dọkịnta Achụkọ 3. MAZỊ IKECHUKWU ỌJỊ eturuwo ugo, Dumebi Juliet Oji gbara onye nke abụọ ebe Dọkịnta Achụkọ bụ onye nke atọ




    0



    0

Leave a Reply

Your email address will not be published.

seventeen − 7 =