EKE (03-06-18)

Spread the love

EKE (03-06-18)

Taa bụ EKE, Eke Ọka, Eke Ọgbakụ, Eke ọtụ Amechi, Eke Ekwuluọbịa, wdg. Anyị na-aṅa ntị maka na “nwa nne ya gara ahịa, anya na-atọ ya n’ụzọ”

1 Comment

  1. Eheee, sị nụ m’ nnọọ! Ugbua ka m si ahịa abata, a gara m EKE ANỊ(NGWO). Aha ọzọ e jiri mara ya bụ ahịa bụkwa EKE ỤSỤ maka na ụsụ juputara n’ukwu osisi dịgasị ebe ahụ. Onye ọbụla mara Enugwu amarawo Ngwo. Onye ọbụla rutere Enugwu erutewo Ngwo. N’ezie, Enugwu siri n’Enugwu Ngwo bido.

    Enugwu nile na-esi ọkpa mana o nweghị ọkpa tọruru ụtọ ka ọkpa Eke Anị Enugwu- Ngwo.
    “Ọkpa ọhụ d’ọkụ!” “Ọkpa ọhụ d’ọkụ!!” bụ ihe na-ada ebe nile




    0



    0

Leave a Reply

Your email address will not be published.

14 − 2 =