13 Comments

  1. Author

    1.asọkata anya asọpia ya
    2 aturu si ka ya nọrọ na ele ụwa anya
    3 enweghi ihe anya hụrụ gba ọbara
    4 Ka ahụ na anya ka mgbọ ji atụa enwe n’isi
    5 asọkata eze anya ekpụrụ nkata na ihu gwaya okwụ
    6 Okwu a na-asọ anya anaghị ebi gboo.




    0



    0
  2. Author

    6.onye otu anya gi isi ugwo
    7 Nwanyị na ete ofe ogiri mara ijiji anya mbịa.
    8 Ọkụkọ n’aga wara wara, anya n’aga wara n’ahụ ya
    9 ukwu n’aga wara wara, anya n’aga wara n’ahụ ya
    10.anya ka eji ama ọka chara acha
    11 anya hụ aghaghi bụ ohi
    12 anaghi eji ihe ana agba na nti agba na anya
    13 onye otu anya na abụ eze na ala ndi ịsị




    0



    0
  3. 3 enweghi ihe ura mere anya
    4 A na-eji anya ama ọka chara acha.




    0



    0
  4. 5 Nshịkọ si na ya gwuru iyi ukwu gwukwa iyi nta, ma ite
    agadi nwanyị sụkpọrọ ya anya.




    0



    0
  5. 6 Okuko si na ihe ya ji-ele anya n’enu ma
    ya na añu mmiri bu na ihe na-egbu si
    n’igwe abia.




    0



    0
  6. 7. Uzu na-amaghi akpu ogene lee egbe
    anya n’odu.




    0



    0
  7. 8 Nwa enwe joro njo ma nne ya huru ya na anya




    0



    0
  8. 1. ihe anya ji adị abụọ bụ anya ahụghị anya ahụ
    2. ihe dị mma n’anya gbara ndụ
    3. e jighi ihe e ji agba ntị agba n’anya
    4. e jighi anya agba nta
    5. ọ bụ nwanyị na-eke ogiri mara ijiji anya mpịa
    6. ọgwụ eji agwọ anya odo anaghị etinye ya ose
    7. eji anya ama ọka chara acha
    8. anya ka okenye ji eke anụ dị ‘ofe
    9. anya ọkụkọ na-eche akwa ya
    10. mmiri a maa ehi n’anya




    0



    0
  9. 1. okwu a na-asọ anya anaghị ebi ebi
    2. ihe dị mma n’anya dị na mma
    3. mmadụ anaghị anọ na mmiri ncha abaa ya anya
    4. a na-anọ na be onye ụjọ elegara anya na be dike
    5. osisi anaghị egwu nwoke n’anya ugboro abụọ
    6. nwa nne ya gara ahịa, anya na-atọ ya n’ụzọ
    7. onye nwanne ya na-agba ajọ egwu, ọkọ na-akọ ya n’ibiribi anya
    8. nwa ekweghị mbe ọmụmụ, ọ sị na nwunye di ya na-ele ya ajọ anya
    9. nwata bulie nna ya elu, ọgọdọ ya ayọchie ya anya
    10. elewe agadi nwanyị anya n’ọnụ, ọ dị ka ọ ṅụghị ara nne ya




    0



    0
  10. Author

    14. ejighi eji enyo ele ihe agba na anya

    15 Nwa si na nne ya agaghi alahu ula, ula agaghi Adi ya na anya.

    16 anya tatampereke na arọ oshimiri enweghi ihe ọ ga eme oshimiri

    17 onye ruọ ụka ọ hụ na anya

    18 anya bụrụ egbe, ndi iro agaghi efo chi

    19 onye bụ mmadu uzo teta ura, iho ka ya na anya

    20 diochi anaghi ekwucha ihe anya ya hụrụ na elu

    22 dimkpa Mara anya arọrọ arọ na nke atabiri atabi




    0



    0
  11. Author

    Ọgbụgba okwe Mazi Nnemeka ibe 19
    mazi ikechụkwụ orji 13 oriaku jane chikọdi 8
    Mazi Nnaemeka eturula ugo




    0



    0

Leave a Reply

Your email address will not be published.