EKE (11-06-18)

Spread the love

EKE.

Igbo ndi ọma, unu abọọla chi. Ọ bọrọ chi, kelee chi. Taa bụ ụbọchị Eke; Eke Ọka, Eke Ọgbakụ, Eke Ekwuluọbịa, Eke Ụbụlụuku, wdg.

Kedu ndi ga-aga ahịa taa? ụmụnwanyị, ụmụnwoke, onye ọbụla nwere ike ịga ahịa. Uru dịkwa ya, ị na-azụ kwa ụbọchị, i nwere ohere inweta ihe nrite

Leave a Reply

Your email address will not be published.

16 − 1 =