2 Comments

  1. Orie Akpu Ozubula ka m gara taa. Ahia a ebuka. O na-ekwo hinne.
    I choo ewu, okuko, anu ehi, anu ewu, unere, okporo akpu, abacha, utara akpu; osikapa, agwa, akwa, akpukpo ukwu w.d.g, biko ga Orie Akpu Ozubulu I ga-enweta ya onu ala.
    A gara m zuta ogede, ugu, ukpaka, mmanu nri, utazi na ogiri. E jiri m ihe ndia gwoo ogede. Na agbanyeghi na onu ahia ihe nile riri ari, ihe ditukwa onu ala na Oria akpu Ozubulu.




    0



    0

Leave a Reply

Your email address will not be published.

five × 2 =