1 Comment

  1. Taa bu eke. Agara m Eke Ihembosi. Ihembosi di na okpuru ochichi ekwusigo na Anambara steeti. Ahia a na-azu ubochi obula ma na o na-ekwokari ekwo ubochi eke.
    Ndi no n’ime Obodo na ebupute ihe ha koro n’ubi ha di ka akwu, ukwa, unere na ogede, ugiri, ogbono, akwukwo Nri di iche iche. Ha na-eresi ha ndi mgbere ga eburu ha gaa ree na obodo mepere emepe. Ha na-eresikwa ndi ga ere ha na Eke Ihembosi.
    Ndi ozo bu ndi na-aga Obodo mepere emepe zuru ihe bia resi ndi no n’ime Obodo.

    Azutara m ihe ndi m jiri sie ofe onugbo dika onugbo, akwu, ede, ogiri, okporoko, azu mangala, anu ewu na ose.
    Ihembosi bu ikwunnem.




    0



    0

Leave a Reply

Your email address will not be published.