ỤTỤTỤ/ABALỊ

Spread the love

ỤTỤTỤ/ABALỊ

10 Comments

  1. Ọ ka mma iji ụtụtụ chọwa ewu ojii.
    E jighị ụtụtụ ama njọ ahịa.
    A ga-ahapụ ihe niile tara n’abalị ka ha bụrụ anwụnta.
    Ọ bụrụ na anyanwụ anaghị atụ egwu ọnwa, ya pụta n’abalị.
    Ọchịchịrị gbachaa n’abalị, ọ ga-efo n’ụtụtụ.

    A maghị ebe agwọ abalị dotara isi ya.
    Onye pụtara ụtụtụ ọkụkọ chụwa ya, ya gbawakwa makana a maghị ma o puru eze n’abalị.
    Ụsụ sị na ya mara ka ya siri jọọ njọ wee jiri abalị na-aga.




    0



    0
  2. Nwaanyị chọrọ ịgba ọsọ na be di ya na-asị na a rọrọ ya anya n’abalị.




    0



    0
  3. Author

    1. chi ụtụtụ dị mkpirisi
    2. abalị ewerela ọjị
    3.ebido ụtụtụ tụtụwa, atụtụjuo nkata




    0



    0
  4. 1. o dighiri usu mma , o ji were efe n’abali
    2. e jighi abali arọ anya




    0



    0
  5. mgbe onye ji teta ura bu ututu ya
    2. abali amaghi onye zara ezi




    0



    0
  6. o ji ọfọ ga-ala, kama ọ gaghị ala ọ laa n’abalị




    0



    0
  7. O nweghi ihe emere ka onye isi hapụ ịla n’abalị




    0



    0
  8. ihe ahụ na-abụ o bee n’abalị madụ anwụọ n’ụtụtụ ebewekwala




    0



    0
  9. ỌGBỤGBA OKWE: NGỌZỊ NWARỤNTA 10,MAZI IKECHUKWU ỌJỊ 6, DUMEBI ỌJỊ 3. NGỌZỊ NWARỤNTA ETURUWO UGO




    0



    0

Leave a Reply

Your email address will not be published.

4 × 3 =