Ụmụ afọ steeti Abia na Imo bi n’Enugu kpọrọ onwe ha “Abia/Imo People’s Forum” ekwuela hoohaa, na ha chọrọ ka aka na-achị steeti Enugwu bụ Ifeanyị Ugwuanyị chịrị steeti Enugwu gawa n’ihu. Ha sịrị na nke a bụ maka na Ugwuanyị nwere ọchịchị bụ ịgba nke mere ka udo na-achịRead More →

Otu jikọrọ ndi nchị ehi Fulani akpọrọ Miyetti Allah Cattle Breeders Association of Nigeria (MACBAN), ngalaba nke Ọdịda-Ọwụwa anyanwụ Naijiria, egosila ịtụ n’anya ha gbasara mkpebi ahụ ndi aka na-achị steeti ise dị na mpaghara Ọdịda-Ọwụwa anyanwụ nọrọ kwue na ha ekwetaghị ka ehi ha na-ata nri ka o siRead More →

<img src="http://www.hoohaa.com.ng/wp-content/uploads/2018/07/knife_blood_splash-300×123.jpg" alt="" width="300" height="123" class="alignnone size-medium wp-image-1942" / Otu onye uwe ojii ji ọkwa nspektọ ka nwikorọbịa dị afọ iri na atọ bepụrụ utu ya na steeti Katsina mgbe ọ chọrọ idina ya na obodo Tudu Markabu di n'okpuru ọchịchị ime obodo Faskari. Mgbe otu onye achọghị ka-akpọọ ahaRead More →

Bauchi: Gọọmentị Bauchi Steeti emechiela ụlọ akwụkwọ Sa’adu Zungur Model Primary and Secondary School, Bauchi, maka na ụmụakwụkwọ ndi nnukwu nọ ebe ahụ na-emezi agbamakwụkwọ n’etiti onwe ha n’ụzọ megidere iwu. Ya bụ, nwata akwụkwọ nwoke na nwata akwụkwọ nwanyị na-eme ọyị ga-aputazị nọrọ n’etiti ụmụakwụkwọ ibe ha gbaa onweRead More →