NDI OJI EGBE EJE EDULALA OTU ONYE ISI PASTỌ MỤỌ

Spread the love

Ndi oji egbe, agbagbuela otu onye pastọ na onye amụma ama ama na Naijiria nakwa ọtụtụ mba ụwa ndi ọzọ. Ọbụ n’ebe obibi ya dị na Patakọtị nke steeti Rivers ka anọrọ were egbe dulaa nwoke a mụọ

Aha nwoke a bụ ThankGod Abam. Ejikwa ọtụtụ aha otutu mara nwoke a. Aha ndi a nakwa ndi ọzọ bụ: “Commander”, “onowu 1” were gabazịa

Obụ Pastọ ThankGod Abam bụ onye isi na onye nnekọta ozugbo nzukọ ụka a kpọrọ “Intercessary Prayer Ministry.

Ọbụ echi bụ abalị isii nke ọnwa asstọ n’afọ a ka atụrụ anya na nwoke a aka eme emume nkubata nwa ya nke ikpeazụ n’ụlọ ụka tupu ya bịazịa zute ọnwụ ya n’abalị ole na ole gara aga.

Leave a Reply

Your email address will not be published.