E mebiela ehi nwụrụ anwụ e budatara na Pọt Hakọọtụ

Spread the love

Pọt Haakọọtụ: Ndi ọrụ nchekwa ahụike nọrọ na Pọt Hakọọtụ mebie ehi ndi nwụrụ anwụ e siri n’Ugwu Awụsa budata na Rivas Steeti. Site na nchọpụta anyị, ehi ndi ahụ e jiri gwongworo budata bụ ndi nwụrụ na mkpa mkpa ideyi mmiri kpara na steeti ụfọdụ n’Ugwu Awụsa dịka Kebi Steeti.

Ndi ọrụ nchekwa ahụike gwuru olulu lie ozu ehi ahụ nile n’ọhịa

hoo!haa!! na-ajụzị, kedu ihe bụ ebumnobi ndi mgbere ehi a siri n’Ugwu Awụsa budata ozu ehi nwụrụ anwụ na mpaghara Ndịda Ala anyị?

3 Comments

  1. Ha na acho ndi ha ga egbu, mana chineke ka ha Ike




    0



    0
  2. Ọkwa ṅdị ọdịda anyaṅwụ chọrọ anụ ehi ha na-ata? Uta adịghịrị ndị budatara anụ ndị ahụ. Echetara mgbe ebudatara aṅụ ọkụkọ mmiṅwụ ọkụkọ gburu na Ọnịcha, Anambara steet. Ndị mmadụ bụrụ ya ụbụ. Ihe onye tụrụ n’ahịa ka a ga-azụtara ya.




    0



    0

Leave a Reply

Your email address will not be published.