AGBAGBUELA OTU ONYE WELITERE ISI N’ OTU NDỌRỌ NDỌRỌ ỌCHỊCHỊ APC NA STEETI EKITI

Spread the love


Agbagbuela otu nwoke so n’ọnụ na-ekwu n’otu ndọrọ-ndọrọ ọchịchị APC, na steeti Ekiti. Aha ya bụ Kọmred Bunmi Ojo.

Nwoke a bụbu onye enyemaka pụrụ iche nke aka chịburu steeti Ekiti, bụ Shegun Oni, ka-agbagburu na abalị ụnyahụ bụ Faraidee. Ọbụ ndi oji egbe eje, amatabeghị ndi ha bụ gbagburu ya.

Ọbụ n’akụkụ ebe ana eme nkiri ihe onyoonyo egwuruegwu bọọl n’Ado-Ekiti bụ isi obodo steeti Ekiti ka-anọrọ were egbe dulaa nwa-amadị a mụọ.

Ọnwụ ya wutere ọtụtụ ndi mmadụ nke na, ọ na-akpọtụ akpọtụ ma na-ewukwa ewu n’ọba ozi ikuku dị ịche ịche ugbu a.

Leave a Reply

Your email address will not be published.

13 + 14 =