OKE MMIRI OZIZO ASỤỌLA NDI ALAKUBA GARA NJEM NSỌ AKWỤ

Spread the love

Na mgbede ụnyahụ bụ Ụka, oke ikuku na nnukwu mmiri ozizo zutere ọtụtụ ndi Alakụba gara njem nsọ, mgbe ha siri Mina gawa ịrị ugwu Arafat. Akụkụ ugwu Arafat bụ ebe ndi Alakuba gara njem nsọ na mba Saudi Arabi na-anọ kpee ekpere pụrụ iche na njem nsọ ha.

Oke mmiri ozizo a malitere n’ọnụ mgbede, ma zorue ihe eruchaghị otu awa. Mgbe mmiri a kwụsịrị, ihe ndi ọzọ gawakwara ka ha si kwesị ekwesi. Ihe ịtụnanya dị na nnukwu mmiri ozuzo a na Saudi Arabia bụ na ugbu a bụ etiti ọkọchị na mba ahụ.

Leave a Reply

Your email address will not be published.