15 Comments

  1. 1. Onye kpara nkụ ahụhụ sị ngwere pụkwute ya ọrịrị.
    2.Onye aṅụ gbara hụ okporoko ijiji ọ tụwa ya egwu.
    3. Aghara ndụ kpaa akụ onye iro eburu.
    4. Onye nwe ozu na ebu ya n’isi.
    5. Onye ọ na-eme omume omume na ebe obube obube.
    6. Onye na amaghị ka nwunye ya ga-adị na agadị, ya lee ọgọ ya nwanyị anya nke ọma.
    7. Onye ndidi na-eri azu ukpoo.
    8.Onye enweghị oke nkịta bụ nwunye nkịta ka o ji achụ aja.
    9.Onye emeghị ka onye ara ụmụnna ya anaghị alụnye ya nwanyị.
    10. Onye jụrụ nwanyị jụkwa ndịnakọ ya.




    0



    0
  2. 11. Onye ga-atufu nwanne ya leruo anya maka itunye ya n’ogwu.
    12. Onye nọ mmadụ nso na-anụ isi eze ya.
    13. Onye nọ ntị nso na-ama ya ụra.
    14. Onye ndidi na-eri azụ ukpoo.
    15. Onye kpọọ ogọ ya ọkpokọrọ agbataobi ewere kpoo ahịhịa.
    16. Uche onye adịa njọ.
    17. Onye ije na-aka onye isi awọ ihe ama.
    18. Onye ara na uche ya yị.
    19. Onye bu ụzọ na-aṅụ mmiri ọma.
    20. Onye na-enyo isi ya a na-apụta.




    0



    0
  3. 21. Onye bu ibe ya ụzọ sibe ite na ebu ya ụzọ enwe mkpọmkpọ ite na mkpọmkpọ aya.
    22. Onye buru chi ya ụzọ, ọ gbagbuo onwe ya na ọsọ.
    23. Onye ọbụla lụchara ọlụ ewere nwanyị kwụọ ya ụgwọ ; e ji ya ụgwọ ma nyekwuo ya ọlụ ọzọ.
    24. Onye na-atụrụ nwanyị ilu dị ka onye ji okpiri akụ atụrụ.
    25. Onye na-eche ọbịbịa enyi ya nwanyị na-anụ nzọ ụkwụ ndị mmụọ.
    26. Onye chegidere enyi ya nwanyị ma ọhụghị ya , ya rie ihe ọbụla o dobere ya n’ihi na ọ bụ ọlụ ọjọọ ka ṅdị mmụọ nupuru ya.
    27. Onye ọbụla nne ji ya na nwanyị bu mkpọọnụ.
    28. Onye ji igu ka ewu na-eso.
    29. Okokporo na-asị ka a lụọrọ ya nwanyị ọsọsọ , o nweburu onye ya na ya bi.
    30. Onye ọbụla nwanyị ji n’ụganị, ọgụ egbe ji ya.




    0



    0
  4. 31. Onye ụkpa anaghị ama mgbe oriri akụ nwa ada ya nwanyị.
    32. Onye nna ya ziri ohi , na -eji ụkwụ agbawa ibo.
    33. Onye osisi gburu nna ya , mkpụrụ akwụkwọ dawa ọ gbawa ọsọ.
    34. Onye atụ gburu nna ya anaghị eji mkpi atụ aṅụ mmiri.
    35. Onye ero gburu nne ya , gbuo nna ya, o tolite riwe ero, okwa ya ji aka ya gbuo onwe ya.
    36. A na-adụ onye nwere nne ọdụ, onye enweghị nne a na-amụrụ ihe.
    37. Onye nna ya na-akpa atụrụ anaghị atụ mkpụrụ anya ọbụla egwu.
    38. Onye ekwughi ka ọ ha ya, eburu ya bufee ama nna ya.
    39. Onye mụtara onye ngwọrọ anaghị etu ya Ọmekannaya.
    40. Ebe onye bi ka ọ na-awachi.




    0



    0
  5. 1. Ebe onye bi ka ona awachi.
    2. Onye ma mmadu n’egbu ya.
    3. Onye n’amaghi uzo anaghi agasi ike.
    4. Onye n’amaghi uzo iyi, ya sowe mpempe ite.
    5. Ebe onye dara ka Chi ya kwaturu ya.
    6. Onye iti abughi onye ahia.
    7. Onye ya na ekwensu na eriko nri n’eji ngaji ogologo.
    8. Ihe nkita ji eso onye afo ukwu bu ma onyughi anyi, ogbuo agboo.




    0



    0
  6. 9. Onye m biara n’ebe ya siwe ite egheghi eghe,m aghuo obia alaghi ala.
    10. Onye biara ebem,oge o g’ala mkpumkpu apukwala n’azu.




    0



    0
  7. 11. Onye bu ite mmiri anaghi agba oso.
    12. Onye rijuru afo tiwaa ite, chere na aguru agaghi agu ya echi.
    13. Onye mgbo turu nna ya n’isi n’eji ite ola akwa okpu.
    14. Ama ana agbara onye choro idebe ite bu lekwa okwute.
    15. Obu onye bu nkata utara na achoga onye bu ite oge.
    16. Onye nritu nri anaghi ahu ike ite.
    17. Onye mara asu ya suo na ikwe, onye amaghi asu ya suo n’ala




    0



    0
  8. 18. Onye akpiri ka agwunsi ya na awa nkita, osi na o kaa ya agu.
    19. Onye na erijughi afo anaghi enye arusi.
    20. Nkita anaghi ata aka onye n’enye ya nri




    0



    0
  9. 21. Egwu nkita bu onye dara ibe ya, ibe ya adara ya.
    22. Onye n’achupu nkita na nsi, obu ya g’eri ya.
    23. Nkita si na uja ya ka ya ji ekele onye biara n’ebe ya, kama olu ike ya ekweghi ka obia mara.
    24. Ebe onye oso ruru ka onye ije ga eru.
    25. Onye nje nje ka onye isi awo ihe mara.




    0



    0
  10. 26. Onye noro ebe ya, o na aba.
    27. Igbo kwenu bu na mmanya onye ozo.
    28. Onye nwere nti ya nuru.
    29. Onye si na ya anaghi ata anu nkita, ya haranu mmiri ofe ya.
    30. Onye otu anya n’abu eze n’ala ndi isi.




    0



    0
  11. 41. Onye ụgwọ ebighị n’ụlọ.
    41. Onye ọ bịara anaghị asị na ọ nọghị n’ụlọ.
    42. Onye ga-egbo nna ya iti nne ya ihe aghaghị ịgwa nne ya ka o mechilata ọnụ.
    44. Di na nwunye ma na ike na-esi isi; kama onye ga-ekwu.
    45.Ọ na abụ nwanyị tofee ịlụ Dị, ọ bụrụ nwunyeedi nne ya.
    46. Ọ na abụ nwata mara ihe, o gbuo onye gburu nna ya; ọ maghịị ihe, onye gburu nna ya egbuo ya.
    47. Nwa sị na ya bu nna ya ụzọ mụta diokpara, onye bụ nna ya?
    48. Onye na-enweghị nne anaghị enwe enyi nne.
    49. Ọ na abụ onye chọwa ịnweta nwunye nna ya, ọ sị na ọ na-akụrụ ya aka n’ụzọ kwa abalị.
    50. Onye kuchiri nwunye nna ya amaghị na ịlụ nwanyị na-ahịa ahụ.
    51. Onye kwọ nwa onye ọzọ arị ugwu na abụvọ hụ nna ya ma ọ bụ nne ya; ọ tọgbọ ya n’ala.
    52. Onye ụsa apụghị idina nne mụrụ ya.
    53. Ọ bụ naanị onye bi n’ụlọ maara ada nne ewu.
    54. Ọ bụ naanị nwanyị mara nna nwa ya.
    55. Onye iwe ọkụ na ebu onye mere nsọ ala ụzọ anwụ.
    56. Onye ụlọ ya na-agba ọkụ anaghị achụ oke.
    57.Onye nwanne ya tiri ihe ma ụma ebe akwa.
    58. Ụlọ achọrọ ịkwatu akwatu ka onye ara mụnyere ọkụ.
    58. Onye iwe ọkụ anaghị eri ekpe.
    59. Nkata ga-ekpudo onye aghụghọ.
    60. Onye na-aghọ ihe ya a na-efu.




    0



    0
  12. 61. Mmanụ metụ n’oche, metụkwa n’akwa anaghị ama ebe a ga-asị onye ọbịa ya were oche.
    62. Onye ma akwa ọkwa na-achịta ya.
    63. Onye a na-eyiri akwa mwụda bụ onye ama, onye ụlọ ọbụla mara ebe apa dịgasị ibe ya n’arụ.
    64. Ọ na abụ onye chi ọjọọ chọwa nwanyịọ ga-alụ; ogirisi amara akwa chọwa di.
    65. Akwa ọkụkọ juru nkata, onye ma nke bụ oke ma ọ bụ nwunye.
    66. Ọ na abụ onye bu ụzọ maara ezigbo , ajụju egbuo ndị ikpeazụ.
    67. Onye ohi na-ezu, ama agbara na-eso ya.
    68. Onye yiri uwe nkịrịka , agwa ya okwu nkịrịnka.
    69. Onye nwụọ n’elu, ebutuo ya n’ala.
    70. Onye awọrọ anụ, e were azụ kwụọ ya ụgwọ.




    0



    0
  13. 71. Onye ohi ọkụkọ sị na ịkwụsị ohi ọkụkọ bụ belụsọ ma ọkụkọ kwụsịrị ịtọ ụtọ.
    72. Onye ketaracukwu onye amụ ivi n’okecji anụ.
    73. Onye eze dị ka yaa taa nkume ka e nyere abụ ọkpọọ jụọ ya ma a ga-abanyere ya na mmiri.
    77. Onye ketara ọkpa mgbada n’oke ejighi abụ.
    78. Onye ọbụla riri anụ udele eriela arụsị.
    79. Onye a na-achụ ehi ebeku; o jighị ọgbụ ya, o jide ọgwụ ya.
    80. Onye atụchara ilu kọwara, ị mara na ego e mere n’isi nne ya furu ọhịa.




    0



    0
  14. 31. Oke oshimiri anaghi eri onye ona ahughi ukwu ya.
    32. Onye ji ihe nwata welie aka ya elu, mgbe aka jiwere ya, ya ewetuo aka ya.
    33. Agadi nwanyi nwere onye n’elekota ya anya, si agwuru ya na aka nma
    34. Ura ga eju onye nwuru anwu afo/anya.
    35. Otu onye tuo izu,.o gbuo ochu
    36. Onye ubiam anaghi aza omeokachie
    37. Onye hapu onu ya, uguru arachaa ya.
    38. Nwunye anyi nwunye anyi, abali bia amara onye o bu nwunye ya




    0



    0
  15. 39. Obiara ebe onye abiagbule ya, oge o g’ala, mkpumkpu apukwala ya na azu
    40. Onye buru chi ya uzo, o gbagbuo onwe ya na oso.
    41. Anaghi eje akwa onye kwulu udo
    42. Ahu onye ana akuru ekwe, atunye ekwe n’ohia.
    43. Onye na-agba oso, ya guo miles
    44. Okwu emere aguokpo onye ikpe, ikpe ga amawu ewu.
    45. Onye tuo Chukwu okwute, ozewe isi ya
    46. Anaghi agwa onye isi na nnu dina oge.
    47. Onye ulo UA na agba oku anaghi achu oke
    48. Onye bi n’akuku mmiri anaghi eji asu mmiri akwo aka




    0



    0

Leave a Reply

Your email address will not be published.