IZREL ENYELA KANỤ NCHEKWA

Spread the love

Ozi anyị nwetara na-egosi na mba Izrel enyela Mazị Nnamdị Kanu, onye ndu otu IPOB nchekwa dịka onye a na-akpagbu akpagbu.

Nkea na-eme ka Gọọmentị Naịjiriya na nke Izrel ka na-eme “kpu kpu mkpu ogele” n’okwu banyere ma Kanụ anọ Izrel ugbua ka ọ nọghị.

Nke bụ ihe a na-emebụ n’usoro iwu mbaụwa iji chekwa ndi na-agba ọsọ ndụ n’obodo ha nakwa ndi a na-akpagbu akpagbu maka ihi nkwenye ha nakwa usoro okpukperechi ha

Ndi mbụ buru akụkọ a bụ ORIENTAL TIMES

There are jubilations in some parts of Nigeria and other countries of the world especially among supporters of the leader of the Indigenous People of Biafra (IPOB) Nnamdi Kanu after news filtered in Thursday that the Israeli government has granted Kanu international protection.

1 Comment

  1. Nkaa oputara na Kanu ga acho ka nde Biafra wuru na ga ekpe ka nde Juu ma ha nwere onwe ha? Onye owula oga enwe kwa ike ife Chukwu ka osiri choo?




    0



    0

Leave a Reply

Your email address will not be published.