Ndi Eze Eri nile ekpebiwo ikpochapụ “Osu” n’Ala-Igbo na mmemme mkpochapụ ga-adị n’abalị iri abụọ n’asatọ nke ọnwa Disemba afọ a. Ozi anyị nwetara kọwara na ya bụ mmemme ahụ ga-abụ n’obi EzeNri n’Anambara Steeti. Ozi nke si n’aka Onye nọgodu ka EzeNri ugbua bụ Ọkpala EzeNri Ikenna Onyeso kọwaraRead More →

Kalaba: Ndi Eze Ọdịnala Krọs Rivas Steeti adọọla Ndigbo bi ebe ahụ aka na ntị maka inwe Eze Ndigbo ebe ahụ n’ihi na ọ ga-abụ ” ihiwe alaeze ebe ha enweghị ikike ya” Nkea bụ maka atụmatụ ụfọdụ Ndigbo bi ebe ahụ nwere ichi otu nwoke a na-akpọ E. A.Read More →

ỤLỌAKỤ Diamond Bank PLC nọrọ ụṅyahụ kọwaa dịka ezigbo asị bụ akụkọ na-efegharị ebe nile na ụlọakụ Access Bank Plc chọrọ ịzụrụ ya. Nwaada Chiọma Afe, ọnụ na-ekwuru ụlọakụ ahụ nọrọ n’ozi o zigara ndi nta akụkọ were kọwaa na-akụkọ ahụ bụ asịrị na-enweghị isi. “Anyị chọrọ ikwuputa hoo!haa! naRead More →

ỌJỊ, OKE OSISI! N’ala-Igbo, ọjị bu oke osisi Ndigbo kwenyere n’adighi akụ ya akụ kama ọ bụ Chukwu na-ewube ya. A na-asọpụrụ osisi ọjị maka na e were ya dịka arụsị maka na adịghị egbu ọjị na nkịtị.. Kama n’omenala Igbo,  ana e mere ya omenala tupu egbuo ya bụRead More →

Ibadan: Ebelebe gburu ụbọchị satọdee a gara aga bụ abalị atọ nke ọnwa Nọvemba n’Ibadan mgbe otu nwoke kagburu agbam akwụkwọ ada ya nwanyị, Oluwaseun Adugbe na onye chọrọ ịlụ ya bụ Tunji Curtis  ka ọ fọdụrụ elekere olemole tupu ụka agbam akwụkwọ amalite. Mazị Adugbe, onye Edo Steeti nakwaRead More →