8 Comments

  1. ọ kwanụ aka kụrụ nkwa o jiri kwuo okwu




    0



    0
  2. 2 ụzụ amaghi akpụ ogele lee egbe anya na ọdụ




    0



    0
  3. 1Ọ kwanụ aka kụrụ nkwa o jiri kwuo okwu
    2 ụzụ amaghi akpụ ogele lee egbe anya na ọdụ
    3. ekwe kụọ ama agba




    0



    0
  4. 1. Ogbu opi na-eficha ọnụ.
    2. A hụ onye a na-amara ekwe, atụnye ekwe n’ọhịa.
    3. N’ezie anụ niile na-afụ iche ma nke nkapịa na-aụ iche.
    4. Onye nwanyị na-afụrụ ọja na-ama okwu arụsị.




    0



    0
  5. 5. Ekwe daa, ụmụnna ezuo.
    6. Mbe sị na ihe ya ji evu ihe egwu ya aga njem bụ maka ya emee zute ndị egwu ya n’ụzọ.
    7. Mgba gidi gidi na oke ekwe kwụ aga.
    8. Ọ na abụ ekwe hakarịa ọnụ, a gwa ya aha osisi e ji tụọ ya.
    9. E si nta bata fụọ opi, Ị mara na mmadụ nwụrụ n’ọhịa.
    10. Ugboro abụọ ka ekwe na-akpọ Dike- na ndụ na n’ọnwụ.
    11. Ekwe ọnwụ bịaziri ozu n’azụ.
    12. Ose ọcha adịghị mma n’olu opi.
    13. A na-anyụ ahụrụ anyụ mana, ọ dịghị mma iji ike gbuo opi.
    14. “Tuu” bụ isi opi; “tịrịọrịrịọ” bụ aghụghọ dị n’ime ya.




    0



    0
  6. 1. A chụpụ nwata n’egwu, sị chinye ya ọyọ ya
    2. Onye nwere nkwa anaghị akwa aka n’afọ
    3. Ọja dufuo dike ọ lachachikwa n’akpa
    4. A hụ dike, e bie abịa n’ike
    5. Ụzụ amaghị akpụ ogele lee egbe anya n’odụ
    6. Ugboro abụọ ka ekwe na-akpọ dike. Ọ kpọọ ya na ndụ, ọ kpọọ ya n’ọnwụ
    7. Nwa ọgaranya tijie ọdụ, o were nke nna ya kwụọ ụgwọ ya
    8. Ekwe kụọ, ama agbaa
    9.




    0



    0
  7. 15. Oti ịgba eje ọlụ.
    16. Ọkụkọ sị na akụọ ekwe ọjị na ya anaghị ege ṅtị n’ihi na ya enweghị eze ya ji ata ọjị.
    17. Nnụnụ ọbụla nọ n’akụkụ ụzọ agba egwu, ihe na-akụrụ ya egwu ga-anọrịrị n’ime ọhịa.
    18. Ogbu opi na-ehicha imi.
    19. Atụrụ sị na eburu egwu bịa na be ya, ya amaghị ihe ya ga-eme ya a na-awụli elu.
    20. Ekwe anaghị akụte onye ala ji.




    0



    0
  8. Author

    ỌGBỤGBA OKWE: UJU NWANEKEZIE 20 (20), MAZI IKECHUKWU ỌJỊ 8 (8), NNAEMEKA IBE 5 (5)




    0



    0

Leave a Reply

Your email address will not be published.