MAKA NROPUTA OCHICHI

Spread the love

Bikonu umuntorobia ibem k’anyi saa Anya maka ndi ndorondoro ochichi i ji gi nwete ihe ha choro, k’anyi marazie ihe ugbua maka noteela anyi hubara Awusa na uta,

Dika nroputa a na ebido Echi bu Satode na mkpuru Ubochi iri ato nke onwa Februari n’aro puku abuo na iri n’itolu, Asim k’anyi puta n’uju tunyere ezigbo onye ndu n’abughi onye ochichi.

Rapu ndi okwe nkwa, ndi ga asi gi “ha gaa Aba azutara gi Umuahia”

Ndumodu m n’enye Umuntorobia ibem bu ka ha gaa tunyere onye ga choro n’udo, biko ebutekwana ogba-hara m’obu ogu maka ndu gi 🏃

Dika Echi bu Ubochi akara-aka, asim ka uche chukwu okike Abiama mee n’anroputa a, Iseee

Bikonu k’anyi kwado Atikobi maka na Nkea bu nke anyi hoo! haa!!

Site n’aka: Nwataokenyekwunazu

1 Comment

Leave a Reply

Your email address will not be published.