RUGA N’ABỊA:GBA ỌJỊ ỤZỌ NKỊTỊ – OKIYI

Spread the love

Ụmụahịa: Ichie Jọn Okiyi Kalu bụ Kọmishọn na-ahụ maka Mgbasa ozi n’Abịa Steeti akọwaala okwu Sinetọ Ọjị Ụzọ Kalụ bụ Gọvanọ chịburu Abịa Steeti kwuru na Ruga dị bu na steeti ahụ nke ọ bụ ya onwe ya wetara dịka okwu asị dịkwa mwute.

Okiyi Kalụ nyere nkọwa a ka ọ na agwa ndị nta akụkọ okwu na mmemme ịmalite ọrụ ugbo nke afọ a n’ụlọ ezumezu International Conference Centre, Ụmụahịa.

 

Ọjị Ụzọ nọ na nso a were gwa ndị nta akụkọ na ọ nweghị ihe ọjọọ dị na Ruga, na ya n’onwe ya wetara Ruga n’Abịa Steeti mgbe ọ bụ Gọvanọ.

N’okwu ya, Okiyi-Kalu kwuru sị:“Abịa Steeti achọghị Ruga chaa chaa nke o ji enwe nke anyị nweburu enwe.

“Ihe anyị nwere bụ ahịa ehi nke dị na Lọkpanta nakwa nke Waterside, Aba.”

Leave a Reply

Your email address will not be published.