Ọ DỊ EGWU! :OTU ONYE ỌKWỌ ỤGBỌALA EZOOLA N’OKPURU ỤGBỌ YA MAKA NDI LASTMA

Spread the love

Legọs: Otu nwa afọ Igbo emeela ihe dị egwu taa na Legọs oge ndị na ejide ndị ụgbọala mgbe ha mere ihe ọjọ jídéré ya.

Ya bu nwa amadi aha bu Uche, kwụsịrị ụgbọala ya na Iddo ka otu onye obu rituo mana ebe ahụ ekwesighi ka ụgbọala kwụsị na ya.

Ndị a na-akpọ ndị LASTMA hụ ya bịa were ụgbọ nke ha kwuchie ya ịhụ, si ya rituo. Mgbe ọ rituru, otu onye LASTMA lakpuo ụgbọ ala ya, dika onye iwe ji ọ bu, o were ọsọ rịkpuo okpuru ụgbọala ya.

Ike kwuru ọtọ gwu ndi LASTMA ahụ, mana ndi nọ n’ugboala ahụ tinyere ọnụ na ario ndị LASTMA.

Mgbe ọ nọ n’okpúru ụgbọala ya ndị LASTMA ahụ were iwe ga tọrọ nrima ama ụgbọ ala ya bu Plate number na bekee. Ha ga baa ụgbọ ala ha owere ọsọ si na nke ya pụta ga n’ihu nke ha ga nọdụ ọdụ.

Ụfọdụ were iwe si n’ụgbọ ala ha pụta ga dọọrọ ya si n’ihu ụgbọ ala ha pụọ ma kukwa ya ihe, si ya na ha adịghị egwu egwuregwu, ha baa ụgbọ ala ha wéré njimara ụgbọ ala ya gawa.

Leave a Reply

Your email address will not be published.