ULE AKWỤKWỌ WAEC:STEETI NDIGBO ABỤRỤKWALA ỌKAIBE

Spread the love

Legọs: Site n’ozi ụlọ ọrụ Ule akwụkwọ WAEC wepụtara maka ule akwụkwọ afọ a, steeti Ndigbo nile abụrụla ọkaibe site n’iso na ndị kacha mee ọfụma.

Steeti iri kacha mee ọfụma gụnyere Abia, Anambara, Edo, Rivas,Imo, Legọs, Bayelsa, Delta, Enugwu nakwa Ebonyi.

Steeti ndị bu klaasị n’isi bụ Jigawa, Zamfara nakwa Yobe steeti.

Site n’ọgbụgba okwe ule akwụkwọ ahụ, sọọsọ Legọs bụ Steeti si mpaghara Ọdịda Anyanwụ so na ndi iri mbụ n’ule akwụkwọ ahụ.

N’aka nke ọzọ, Kaduna bụ  steeti kacha mee ọfụma n’ugwu Awụsa site na ịgbata ndị nke iri n’abụọ.

While Adamawa, Osun, Sokoto, Bauchi, Kebbi, Katsina, Gombe, Jigawa, Zamfara, and Yobe occupy the bottom 10 of the chart.

Ọgbụgba okwe Ule akwụkwọ ahụ

Abia
Anambra
Edo
Rivers
Imo
Lagos
Bayelsa
Delta
Enugu
Ebonyi
Ekiti
Kaduna
Ondo
Abuja
Kogi
Benue
Akwa Ibom
Kwara
Ogun
Cross River
Taraba
Plateau
Nasarawa
Kano
Borno
Oyo
Niger
Adamawa
Osun
Sokoto
Bauchi
Kebbi
Katsina
Gombe
Jigawa
Zamfara
Yobe.

Site n’ozi ahụ WAEC wepụtara, ihe karịrị mmadụ otu nde na narị isii lelere ule akwụkwọ nke ọnwa Mee/Juun, afọ 2019.

Ọzọkwa, Nwa-ada Ugboaja Chizobam Stephany dị afọ iri n’isii bụzị onye kacha bụrụ nwata leleworo ule akwụkwọ ahụ kemgbe ọ malitere.

Leave a Reply

Your email address will not be published.