LEGỌS :EJIMA NWOKE ABỤỌ ALỤWO EJIMA NWANYỊ ABỤỌ

Spread the love

Legọs – Na Satọdee, abalị iri n’otu nke ọnwa Jenụwarị, afọ 2020 ejima nwoke abụọ yiri onwe ha, Tayelolu Joshua na Kehinde Caleb mejupụtara ihe na-agụ ha agụụ kemgbe site na agbamakwụkwọ ha na ejima ụmụ agbọghọ abụọ yiri onwe ha, Taiwo Eunice and Kehinde Bernice Elejofi.

Ụlọ ụka ndị Redeemed Christian Church of God, ebe a nọrọ mee agbamakwụkwọ ahụ na Legọs jụrụ n’ọnụ kpam kpam.

Kehinde lụrụ  Kehinde ebe Tayelolu lụrụ Tayelolu.

Ọzọkwa, Elijah na Enoch Olatunji, ndị enyemaka nwoke na-agba akwụkwọ (grooms’ men) bụkwu ejima yiri onwe ha.

Ndị ejima, ndị nke nwoke bụ ndị Modakeke, Osun Steeti, na-emekọ ihe nile ọnụ. Ha gụkọrọ akwụkwọ ọnụ site na Praịmarị ruo mahadum, ebe ha abụọ gụkwara na ngalaba agụmakwụkwọ Mmegha Ahụ n’ahụike (Physical & Health Education) na mahadum Obafemi Awolowo, Ile-Ife, ebe ha abụọ ji nzere mmụta ogo nke mbụ (First Class) were pụta n’afọ  2014.

But fate intervened in their affairs when it was time for their national youth service and, for the first time ever, they got separated. Kehinde (which is the Yoruba name given to the one controversially presumed to be the older of twin brothers or sisters) was posted to Katsina State, while Tayelolu (or Taiwo) was posted to Anambra State.

Leave a Reply

Your email address will not be published.