ỤMỤAHỊA :NGAGHARỊ IWE MAKA IHEDIOHA N’AKPỌTỤ UGBUA

Spread the love

Ụmụahịa –  Ihe karịrị puku mmadụ atọ nọ ngagharị iwe ugbua n’Umụahịa iji katọọ mkpebi nke ụlọikpe mkpedebe Naịjiriya jiri chụpụ Rt. Hon  Emeka Ihedioha nke PDP n’ọkwa n’ọkwa dika Gọvanọ Imo Steeti ma were tinye Sinetọ Hope Ụzọdịmma nke APC.

Ndị  ngagharị iwe a gụnyere ndị ntorobịa ma ndị okenye sịrị Finbarrs road pụta Ikot Ekpene road.

Ihe edere na ụfọdụ akwụkwọ mgbasa ozi ha ji kwuru sị, “Ihe a bụghịzikwa ọchịchịrị ọhakarasị, nkea akarịala!”

“US, UK, UN, otu mbaụwa zọpụtanụ anyị”

“ARỤ! Ndị Ụlọikpe Mkpede emee arụ!!”

N’agbanyeghị na Ihedioha bụ n’Imo ka ọ nọbu ka Gọvanọ, Abịa Steeti bụ Steeti na ebu ihe ọbụla gbasara Ndigbo n’isi

Tọọ ntị n’ala…

Leave a Reply

Your email address will not be published.