Sọltan Sokoto, Mohammad Sa’ad Abubakar abachiela ndi isi Ulọakwụkwọ iwu nke Naịjiriya (Nigerian Law School) ntị maka ịmachi ụmụ nwanyị ịsụ ịchafụ ndi alakụba a na-akpọ hijab. O kwuru na hijab bu usoro ekike ziri ezi maka ụmụ nwanyị ndi Alakụba. N’okwu ya ụbọchi Satode gara aga n’ọgbakọ ise nkeRead More →

Taa bụ ụbọchị ụka ma bụrụkwa ahịa EKE. Onye gara ahịa taa? Ngwanụ. Ọ kwa Puku Naịra Atọ ka a ga-erite n’asọmmpi ị ga-ahịa   N3K!!!!!!!!!  Read More →

  Jalingo:  Gọvanọ Darius Ishaku nke  Taraba Steeti nọrọ ụnyahụ were kwuo na-enwere otu na-achọ ịwakpo steeti ahụ. O kwuputara nke a mgbe ọ na-emeghe Mmemme Omenala Taraba na Jalingo Ka osinadị, Gọvanọ a akpọghị okwu ahasite na ịkpọ aha ndi a ọ sị na ha na-achọ ịwakpo steeti ya.Read More →

Onyeisi Ọhaneze Ndigbo, Ichie Nnia Nwodo akọwaala mkpọghachi akpọghachiri onye uwe ojii ahụ gbagburu ụmụafọ Igbo madụ isii bụ ndi ahịa n’Abụja n’afọ 2005 dịka arụrụ ala megide madụ nile. ọ sịrị na ọ jọgburu onwe ya bụ etu Gọọọmentị Etiti siri kwado ịkpọghite ya bụ onye ogbu ọchụ ahụRead More →

Taata bụ Afọ , ebe m ga- azu tata bu AFỌ-IGWE OGIDI nke di na okpuru ochichi Mgbago Ugwu Idemmili (Idemmili North) na Anambara Steeti. Ahia ahu bu nnukwu ahia. Otutu obodo di iche iche na azu ahia ahu dika Obosi, umunnachi, Abagana, Nnewi dwgz. N’ ihi na ahia ahuRead More →

  – Chioma Ikeakọ Ahọpụtawo  Ọkaikpe Ukwu nke Anambara Steeti, Ọkaikpe Pita Umeadị dịka Onyeisi Otu Mbaụwa Ndi Ọkaikpe n’ọgbakọ kwa afọ abụọ ndi otu a nke iri abụọ n’ise ya e mere n’obodo Karibii mmiri gazuru bụ Aruba. Site na nhọpụta a, Ọkaikpe ukwu ahụ abụrụla onye otu bọọdụRead More →

Ehee! Taata bu ahia eke, eke Awka, eke Ekwulobia, eke Abagana wdg. Bikonu, eke anyi ga-azu tata bu eke Abagana.Abagana di n’okpuru ochichi Njikoka na Anambra steeti. Otutu ndi mmadu si mpaghara di iche iche dika Awka, Amawbia, Enugwu-ukwu, Nimo, umunnachi,ifitedunu wdgz abia ahia. Enwe kwara odu di iche icheRead More →

Ndi  Fulani na-achi ehi ka anyị na anụ ugbua na ha wakporo obodo nta dịgasị na Lawaru nakwa  Dong dị n’Okpuru Ọchịchị  Demsa nke Adamawa Steeti. Site n’ozi e nwetara n’aka Onyeisioche Okpuru ọchịchị Numan, ndi mwakpo a na-esu obodo nta ndi ahụ ọkụ N’abalị ole mole gara aga, aRead More →