Bikonu umuntorobia ibem k’anyi saa Anya maka ndi ndorondoro ochichi i ji gi nwete ihe ha choro, k’anyi marazie ihe ugbua maka noteela anyi hubara Awusa na uta, Dika nroputa a na ebido Echi bu Satode na mkpuru Ubochi iri ato nke onwa Februari n’aro puku abuo na iri n’itolu,Read More →