<img src="http://www.hoohaa.com.ng/wp-content/uploads/2018/09/mohammed-danmallam-696×557-300×240.jpg" alt="" width="300" height="240" class="alignnone size-medium wp-image-2483" /> Onye isi ndi uwe ojii na steeti Enugwu bụ Mazị Mohammed Danmallam, etoola ndi steeti Enugwu maka inupu isi nye iwu ahụ ndi otu IPOB, bụ otu amachiri amachị tiri ka onye ọbụla apụtakwala n'ụlọ ya ụnyahụ bụ Faraidee, abalị iriRead More →

Ụwa anyị nọ n’ime ya dịzịkwa egwu. Ụfọdụ kpọrọ ihe na-eme ugbu a ọ”gwụgwụ oge”, ebe ndi ọzọ kpọrọ ya “ụwa mmebi” Ebe ihe niile jiri na-agbagwoju mmadụ anya bụ na ndi akpọrọ ka ha bịa gwụọ anya odo bu akpa ose n’aka abịa. Ihe nke apụtara bụ na ọtụtụRead More →

Ụnyahụ bụ Fraidee ka ụmụ nwanyị ndi na-azụ ahịa n’Enugwu, nuputara n’igwe nakwa n’ime ọñụ n’obi gọọmenti Enugwu, were n’ekwu hoohaa, n’ọbụ aka na-achị steeti Enugwu ugbu a bụ Ọnọrabụl Ifeanyị Ugwuanyị ga-aga n’ihu n’afọ puku abụọ na iri na itolu, na-ichị yabụ steeti Enugwu. N’okwu ha, nke a bụRead More →

Ótù ụlọ oriri na ọñụñụ dị n’Ọka eji Grand Riviera mara na-akwadozị ịda maka nnukwu ike mbuze na-akpa na-akụkụ ya. Ọbụghị sọ ụlọ oriri na ọñụñụ a ka mbuze a na-eyi egwu. Ebe ndi ọzọ gụnyere, ụlọ ikpe ukwu steeti Anambara, nakwa ụlọ ikpe ụkwu ala anyị. Ụlọ ikpe ndiRead More →

Ụkọchukwu ụka Katọlik na-elekọta ụlọ ụka Imanuel, (Emmanuel Catholic hurch) Oviri-Okpe nke dị n’okpuru ọchịchị ime obodo Okpe, na steeti Delta, ka anyị na-anụ na ndi ntọ bu egbe atọrọla ya. Aha ya bụ Rev. Fr. Krisofa Ogaga. Atọọrọ ụkọchukwu a n’ime mgbe aka na-ebe akwa na ụlọ ụka ndiRead More →

Aka na-achị steeti Delta bụ Sịnetọ Ifeanyị Okowa ebeela akwa arịrị maka onye ahụ ụlọ ụka dagburu n’ụlọ ụka ndi Katọlik nke Pọọl dị asọ, n’Ugolo, Adagbrasa nke dị n’okpuru ọchịchị ime obodo Okpe na steeti Delta. Yabụ aka na-achị steeti ahụ kwekwara nkwa na gọọmenti ya ga-akwụ ụgwọ ụlọRead More →

Ọnụ na-ekwuru onye isi ụka Katọlik n’ebo niile nke ụwa, ngalaba nke Naijiria bụ Achịbishọp Antonịọ Guido Filipazzi etoola aka na-achị steeti Enugwu bụ Ifeanyị Ugwuanuị maka ọchịchị ya nke kwesịrị nñomi nakwa ịtụ egwu Chineke ya nke mere na-enwere udo tọrọ atọ na steeti ahụ. Onye nnọchi anya poopuRead More →

Ndi ana-enyo enyo dịka ndi Fulani na-achị ehi ma bụrụkwa ndi nke na-akpa ike n’akụkụ obodo ana-akpọ Obomkpa, n’okpuru ọchịchị ime obodo mgbago ugwu Anịọcha nke steeti Delta, ka-ekwuru na ha agbagbuela otu nwoke dibia oyibo na-arụ ọrụ n’ụlọ ọgwọ Federal Medical Centre Asaba. Ekwukwara na ha tọọrọ ndi enyiRead More →

Ndi òtù jikọrọ ụmụ ntoroọbịa agbụrụ niile nke Naijiria akpọrọ ‘All Nigeria Ethnic Nationalities Youth Organizatio’, ANENYO, n’aha ichafụ nọrọ ụnyahụ kwue na ha ga-ahụkọrịta ndi aka na-achị steeti dịgasị n’ọdịda-ọwụwa anyanwụ ala anyị; ka-ewere gbaa mbọ ihụ na, ọnọdụ: ‘onye nọrọ na be ya’ ndi IPOB kwuru na-aga-enwe maRead More →

Ụnyahụ ka ndi agbụrụ Juu bịarutere na nke Nnamdị Kanụ bụ onye ndu ndi IPOB, n’Isiama Afaraukwu Ibeku, Ụmụahịa nke steeti Abịa. Ndi ọgbakọ a nke sitere n’ụlọ ekpere ana-akpọ Yaweh Yahshua Synagogue bịarutere n’ụlọ onye ndu nke IPOB a maka ime ekpere nke mmemme, ha kpọrọ Shabbat. Ha nọrọRead More →

Ndị na-anya ụgbọala nwere ụkwụ atọ eji keke mara n’Enugwu nakwa ndi ọkwọ ụgbọala tagizi etoola aka na-achị steeti Enugwu bụ Ifeanyị Ugwuanyị maka ọchịchị ọma ya nke mere na ha ejighịzị anya mmiri arụ ọrụ ha na steeti Enugwu. Ha sịrị na site n’ọchịchị obi ọma Ugwuanyị, na ebelatagoroRead More →

Minisry etiti na-ahụ maka ọrụ ekwuela na akụkọ ana-akọ banyere ahụhụ ndi njem na-ata n’okporo ụzọ awara awara ahụ sị Enugwụ gawa Ọnịcha ga-abụzị akụkọ mgbe ochie n’ime otu izu ụka. Ma rue ugbu a, ọnọdụ ụzọ ahụ nọ n’ime ya na-agba anya mmiri. Mana ka ihe si gbata kwụrụRead More →

Atọrapụla mmadụ iri na isii bụ ụmụ nwanyị ndi Indigenous People of Biafra, IPOB, bụ ndi akpụpụrụ ụlọ ikpe maaji dị n’Owere, na steeti Imo tata. Onweghṅ ihe ọzọ a gwara ha ka ha mee belu sọ ha lawara onwe ha. Ntọrapụ ha kpaliri mụọ ọñụ n’ime ndi otu haRead More →