EKE. Igbo ndi ọma, unu abọọla chi. Ọ bọrọ chi, kelee chi. Taa bụ ụbọchị Eke; Eke Ọka, Eke Ọgbakụ, Eke Ekwuluọbịa, Eke Ụbụlụuku, wdg. Kedu ndi ga-aga ahịa taa? ụmụnwanyị, ụmụnwoke, onye ọbụla nwere ike ịga ahịa. Uru dịkwa ya, ị na-azụ kwa ụbọchị, i nwere ohere inweta iheRead More →

Ginị bụ ọrịa Retinopathy of Prematurity (ROP)? Ọrịa Retinopathy of Prematurity (ROP) bụ nsogbu anya nke n’emetụta ụmụaka amụrụ na-akaghị aka, ndị dị 2¾ pounds (1250grams) ma ọbụ dị ala, ndị amụrụ oge n’erughị izu ụka iri atọ na otu. Nwa a mụrụ ọhụrụ ipe oke mpe n’akpata ọrịa ROP.Read More →

Ụka Katọlik nke dayọsis ukwu bụ Abụja ehiwala ubọchị Tusdee na-abia abia iji mee ngagharị udo maka igosiputa nwute ha maka ọbara ụmụ mmadụ ana-akwafụ ka nke anụmanụ n’ala anyị. N’akwụkwọ ozi ha wepụtara nke ọbụ aka na-achị yabụ nnukwu dayọsisi ahụ bụ John Cardinal Onayekan tinyere aka n’ime ya,Read More →

Ọ bụrụna nwa gị anaghị eme nkeọma n’ụlọ akwụkwọ, biko kpọrọ ya gaa na ezigbo ụlọ ọgwụ anya ka dọkịnta anya nyuochaa ya anya maka nsogbu anya ndi bekee n’akpọ “refractive error” nwere ike ime ụmụaka n’agba ọnyụ paa n’ụlọ akwụkwọ.Read More →

  IBU ÓKÈ IBU. (OBESITY) Gịnị bụ ibu ókè ibu? Ibu ókè ibu bụ ọnọdụ ebe mmadụ n’akwakọba ọtụtụ abụba n’ime ahụ, nke nwere ike ịnwe mmetụta n’adịghị mma n’ahụike mmadụ. Ọ bụrụ na arọahụ mmadụ bụ opekempe(ọ dịkarịa ala) pasent iri abụọ karịa k’ọkwesịrị ịdị, onye ahụ ebuola ibu.Read More →

ANYA MKPỤRỤ EGO. (CATARACT) Anya mkpụrụ ego bụ ebe gbara ọchịchịrị na-enyoanya. Ọ na ebido oge protin dị n’anya bụrụ ịkpaọhịa nke n’egbochi enyoanya ị ziga nhunuuche/oyiyi doro anya n’ala anya. Ala anya n’arụ ọrụ ịtụgharị ìhè n’abata site na enyoanya ka ọghọọ mgbaàmà. Ọ na-eziga ihe mgbaàmà na akwaraRead More →

ỌRỊA ÍRÍ (MENINGITIS) NKE ỌHỤRỤ BATARA NAIJIRỊA. Ọrịa írí ọhụrụ nke anakpọ Cerebrospinal Meningitis (CSM), Neisseria Meningitides ụdị Ch (type C) abatama obodo anyị bụ Naijirịa nke mbụ. USORO MGBOCHỊ ỌRỊA ÍRÍ ỌHỤRỤ NKEA. (1) Izere njubiga ókè nke mmadụ. (2) Ihi ụra ebe dị ventịlet. (3) Izere nso naRead More →

Ụmụ Igbo ndewonu. Achọrọ m k’anyị leba anya maka ọrịa ishi anya oghe nke ndi bekee kpọrọ Glaucoma. GỊNỊ BỤ ỌRỊA ISHI ANYA OGHE? Ishi anya oghe bụ otu n’ime ọria n’ebute mmadu ikpu ishi. Ọ n’ebute ishi na-adịgide adịgide. GỊNỊ N’EBUTE ỌRỊA ISHI ANYA OGHE? Ihe n’ebute ishi anyaRead More →