Taa bụ EKE; Eke Ọnwụnwa Owere, Eke Obinagụ Emene-Enugu, Eke Ụbụlụ uku,Eke Anị, Ngwo, wdg. Kedu ndi ga aga ahịa taa? Uru dịkwa ya, ma ndi nwoke, ma ndi nwanyịRead More →

NKWỌ. Igbo ndi ọma, unu abọọla chi. Taa bụ Nkwọ; Nkwọ Nnewi, Nkwọ Mbanabọ Awgu, Otu Nkwọ Ọnịcha, wdg. Onye ga-aga ahịa taa? Uru dịkwa ya, onye zụkarịa o nweta ihe nrite gbara agbaRead More →

Taa bụ AFỌ; Avọ Emudo-Nenwe, Afọ udo nanka, Afọ ọkụnanọ(Gariki Enugwu), wdg. Kedu ndi ga-agara anyị ahịa? Ahịa hoo!haa!! bụ ahịa uru, azụọ azụta uru. Sọọsọ UJU NWANEKEZI zụrụ ahịa ụnyahụ, mgbe hoo!haa!! ga ebunye ya ego nrite ya, unu atakwalara ya anya. Ọ kacha ụmụnwanyị ibe yaRead More →

ORIE, Taa bụ Orie; Orie Emene-Enugu, Orie Ọba-Nsụka, Oye Olisa, wdg. Kedu ndi ga-aga ahịa taa. Zụọnụ ọfụma, uru dị ya, ihe nrite dịkwa yaRead More →

Taa bụ AFỌ. Onye ga-agara anyi ahịa afọ taa? Uru dịkwa ya, ihe nrite Puku Naịra ABỤỌ (N2000) maka onye nke mbụ, Otu Puku Naịra (N1000) onye nke abụọ nakwa Narị Naịra ise (N500) maka onye nke atọ. Ahịa zụwazịanuoooo!!!!Read More →

EKE (03-06-18) Taa bụ EKE, Eke Ọka, Eke Ọgbakụ, Eke ọtụ Amechi, Eke Ekwuluọbịa, wdg. Anyị na-aṅa ntị maka na “nwa nne ya gara ahịa, anya na-atọ ya n’ụzọ”Read More →

Taa bụ ORIE NDỌKỊ. Ndọkị dị n’Okpuru Ọchịchị ỤKwa East nke Abịa Steeti. Obodo ahụ dịdebere osimiri. N’ihi ya ndi Ndọkị bụ ndi ọkụ azụ nakwa ndi na-akpọ ụgbọ mmiri nke ọma. Orie Ndọkị bụ nnukwu ahịa e nwere na mpaghara ebe ahụ. Ihe a na-enwetekarị n’ahịa ahụ gụnyere azụRead More →

Taa bụ Orie. A gbara m ụzọ gaa ORIE NOMEH ga zụta osikapa na mmanụ nri maka ekerismesi. Nomeh dị n’okpuru ọchịchị Nkanụ East. Ọ dibebere Nenwe nakwa Ụgbaawka. E nwekwara ọdụ Ụgbọ oloko n’ebe ahụ. Mmanụ nri na-adị egwu. A makwara ha ama maka ịkọpụta osikapaRead More →

Taa bụ ụbọchị ụka ma bụrụkwa ahịa EKE. Onye gara ahịa taa? Ngwanụ. Ọ kwa Puku Naịra Atọ ka a ga-erite n’asọmmpi ị ga-ahịa   N3K!!!!!!!!!  Read More →

Tata bu nkwo, nkwo nike, nkwo-agu Udi,nkwo Eziagu wdgz. Ebe m no tata bu na nkwo ezeagu nke di n’Enugu steeti. A gara m ebe ahu  I ga zuta abacha, ojoko, unere, akwukwo nri,mkpuru osisi dwgz. E si obodo di iche iche dika udi, oghe, Enugu ngwo, dwgz. abia ahiaRead More →

Taata bụ Afọ , ebe m ga- azu tata bu AFỌ-IGWE OGIDI nke di na okpuru ochichi Mgbago Ugwu Idemmili (Idemmili North) na Anambara Steeti. Ahia ahu bu nnukwu ahia. Otutu obodo di iche iche na azu ahia ahu dika Obosi, umunnachi, Abagana, Nnewi dwgz. N’ ihi na ahia ahuRead More →

Ehee! Taata bu ahia eke, eke Awka, eke Ekwulobia, eke Abagana wdg. Bikonu, eke anyi ga-azu tata bu eke Abagana.Abagana di n’okpuru ochichi Njikoka na Anambra steeti. Otutu ndi mmadu si mpaghara di iche iche dika Awka, Amawbia, Enugwu-ukwu, Nimo, umunnachi,ifitedunu wdgz abia ahia. Enwe kwara odu di iche icheRead More →

NKWỌ Taa bụ Ahịa Nkwọ; Nkwọ Ogbede, Otu Nkwọ Ọnịcha, Nkwọ Nnewi, Nkwọ Owelli, w.d.g. Onye ga-agara anyị ahịa Nkwọ taa? O ruo nu n’omume. Chetakwa na uru dịkwa yaoooo! Uru Puku Naịra Atọ. N3KRead More →

AFỌ ỤGBỌỌKA bụ ahịa dị n’Ugbọọka nke dị n’Okpuru Ọchịchị Nkanu East n’ime Enugwu Steeti. Ihe akacha enweta n’ahịa ahụ bụ osikapa nke ndi obodo ahụ na-akọpụta nke ukwuu. Ihe ndi ọzọ na -adị nke ukwuu bụkwa ihe ndi a na-akọpụta n’ugbo dịka akpụ, ji, ede nakwa ọna. Obodo ndiRead More →

Taa bu ORIE. Anyi gara ahia ORIE NWICHEKU di na Okohia, Isiekenesi nke no n’Okpuru Ochichi Ndida Ideato (Ideato South). Ahia ahu na mgbede ubochi orie nile. Ndi na-abia ahia ahu na-esi obodo di iche iche n’ime Isiekenesi. Ihe di mkpa a na-enwetakwa n’ahia ahu bu mmanya ngwo. Ndi obodoRead More →

Taa bụ Afọ, ahịa anyị ga-aga taa bụ AVỌ-EMUDO. Ahịa Avọ (Afọ) Emudo dị n’Emudo-Nenwe nke dị n’Okpuru Ọchịchị Anịnri nke Enugwu Steeti. Ihe e jiri mara ahịa Avọ-Emudo bụ anụ jaki.   A na-esi Steeti dịgasị n’Ugwu Awụsa dịka Kebbi nakwa Katsịna ebute ya bụ anụma n’Avọ-Emudo ebe aRead More →