NTỤGHARỊ UCHE
-
ỌHANAEZE NDIGBO:MAKA IGBO DUM ka ọ bụ MAKA ONWEM-ONWEM? – ỌBASỊ IGWE
NKỌWA OKWU:*Igbo Izugbe – Union Igbo Grammar.*Igbo Nda – Igbo in adjoining states of Akwa Ibom, Bayelsa, Benue, Cross River,…
Read More » -
ỌGỤ NDỊ SOJA NA ESN: OKENYE ANỌZỊKWA N’ALA-IGBO?
Owere: Kaọdịtaa, Gọọmenti Imo Steeti amachiela ngagharị ọbụla na mpaghara Ọlụ, Imo Steeti maka ọgụ na-ada n’etiti ndị soja Naịjiriya…
Read More » -
TAA BỤ ỤBỌCHỊ NDIGBO (SEPTEMBA 29)
Abalị iri abụọ n’itolu nke ọnwa Septemba, afọ ọbụla bụ ụbọchị Ndigbo wepụtaworo dịka Ụbọchị Ndigbo. Abalị iri n’itolu nke…
Read More » -
ZEERE ỤMỤ AGBỌGHỌ YI JIGIDA(Ọ̀RỌ̀KPỌ̀) ?
Jigida bụ ihe ụmụ nwanyị na-eyi n’úkwù iji chọọ mma mgbe gboo n’Ala-Igbo. Kaọdịtaa, Jigida ma ọ bụ mgbajị́ ma…
Read More » -
E NWERE EZIGBO NDỊ ÓJÍ MMIRI (RAINMAKERS)?
Ụbọchị Fraịdee gara aga, Omenka Solomọnụ Anichukwu liri nne ya ọma Teriza Anichukwu n’Ọkụnanọ, Ihe dị n’Okpuru Ọchịchị Ọ̀gwụ̀, Enugwu…
Read More » -
SỌỌSỌ EBE ỌRỊA KORO NỌ N’ENUGWU BỤ N’IME “BUS” NA KEKE
Ọtụtụ ndị mmadụ n’Enugwu ekpebiela na Ọria Koro alawo. N’ihi ya, iyi mkpuchi ihu ma ọ bụ idebe iwu ndị…
Read More » -
MBAKA: BBNAIJA Ọ KA MKPA KARỊA ỊKATỌ ỌCHỊCHỊ NCHIGBU BUHARỊ?
Onye Nlekọta Ọgbakọ Ekpere, Adoration Ministry, Enugwu, Fada Ejike Mbaka mere ihe tụrụ ndị mmadụ n’anya n’okwu Chukwu ya ụbọchị…
Read More »