Otu nwanyị jọrọ oke njọ, Annabelle Jefferson, onye dị afọ iri anọ n’anọ anọrọla na Hollywood,California mba Amerịka kpụpụ nne na nna ya ụlọikpe ka ha kwụọ ya nde dọla abụọ ($2m) maka “ịgba ya ụchụ” Nwanyị a bụ “akpa njọ ” na-ekwu na oke njọ a ọ jọrọ nkeRead More →

Enugwu: Osote Onyeisi Ụlo Nzukọ ukwu Naịjiriya,Ọkammụta Sineto Ike Ekweremadụ, CFR, PhD enyela aka na ịkwụsị mmechi Gọọmentị mba Gana mechiri ụlọahịa ndi Naịjiriya na mpaghara Ashanti, Gana nke ọtụtụ ndi o metụtara bụ Ndigbo. Site n’ozi hoo!haa!! nwetara, Ekweremadụ na Minista mba Gana na-ahụ maka mpaghara Ashanti bụ HonRead More →

Zimbabwe: Enyi azogbuola nwanyị onye nkirianya (tourist) si Jamani ka ọ na-ese ya foto. Ozi hoo!haa!! nwetara bụ na ọdachi a dapụtara na Wenezdee a n’ogige Mana Pools National Park, nwanyị nwụzịrị n’ụlọọgwụ ụbọchị ahụkwa. Nwanyị ahụ gbara iri afọ anọ n’asaa hapụrụ ụgbọala ndi nkirianya ibe ya nọ wereRead More →

Otu Nigerian Leaders and Elders Forum bụ otu ndi ndu nakwa ndi okenye mpaghara nile na Naịjiriya nke gụnyere otu Northern Elders Forum, NEF, Ohaneze Ndigbo, Afenifere, Pan Niger Delta Forum, PANDEF nakwa Middle Belt Forum(MBF) ekwuwo na Onyeisiala ewerekwala ọnụ gwa ụmụamala Naịjiriya ọzọ na ume ya ezughi ichekwanụRead More →

Ka ndi Ọsụn Steeti na-aga imegharị nhọpụta Gọvanọ steeti ahụ taa n’ọgbọ nta nhọpụta (polling station) ole mole, ndi Yoroba kwesịrị ka uche ha dị ya. Ha gbaa mbọ mee ka ndi Anambara. Na nhọpụta Gọvanọ Anambara n’afọ gara aga, Anambara mere ihe emetubeghị mbụ site na ịhụ na inyeRead More →

Ndị ígwê, ígwê ígwê nụ. Ndị nze na ọzọ, okpu m eruo ala. Nke onye chiri ya zere. Igbo bụ enyi. Nze na ozọ dị ùgwù, nze na ọzọ bu ùgwù, nze na ọzọ bụkwa ùgwù ndị Igbo. IGBO CHIWERE ỌZỌ KA MGBE ERI! Anụ amaghị etu e si abọRead More →

<img src="http://www.hoohaa.com.ng/wp-content/uploads/2018/09/mohammed-danmallam-696×557-300×240.jpg" alt="" width="300" height="240" class="alignnone size-medium wp-image-2483" /> Onye isi ndi uwe ojii na steeti Enugwu bụ Mazị Mohammed Danmallam, etoola ndi steeti Enugwu maka inupu isi nye iwu ahụ ndi otu IPOB, bụ otu amachiri amachị tiri ka onye ọbụla apụtakwala n'ụlọ ya ụnyahụ bụ Faraidee, abalị iriRead More →

LỌNDỌN: Uche Anyanwagụ, nwa-afọ Abịa Steeti akọọla akụkọ etu o siri zute nwanyị onye rụrụ ọrụ n’Abịa Steeti iri afọ atọ n’ise gara aga n’ụlọ ụka na Lọndọn. Uche kọwara sị, Ka a gbasara ụka,madụ si n’azụ kpatụ m’ aka m’ were tụgharịa. A hụrụ m’ nwanyị onye ọcha kataworoRead More →

ENUGWU:Aka akparala nwanyi onye ohi onye na-abanye n’ụlọ ndi mmadụ ezu ohi. Nwanyị a bụ onye e jidere ka o bara n’ụlọ mmadụ na 12 Boardman Street n’Ụwanị, Enugwu  na mgbede a, zuru ihe ma gbapụ ọsọ. Ozi anyị nwetara na-ekwu na oteela o ji akpa agwa ọjọọ a Mana,Read More →

Ụwa anyị nọ n’ime ya dịzịkwa egwu. Ụfọdụ kpọrọ ihe na-eme ugbu a ọ”gwụgwụ oge”, ebe ndi ọzọ kpọrọ ya “ụwa mmebi” Ebe ihe niile jiri na-agbagwoju mmadụ anya bụ na ndi akpọrọ ka ha bịa gwụọ anya odo bu akpa ose n’aka abịa. Ihe nke apụtara bụ na ọtụtụRead More →

Ụnyahụ bụ Fraidee ka ụmụ nwanyị ndi na-azụ ahịa n’Enugwu, nuputara n’igwe nakwa n’ime ọñụ n’obi gọọmenti Enugwu, were n’ekwu hoohaa, n’ọbụ aka na-achị steeti Enugwu ugbu a bụ Ọnọrabụl Ifeanyị Ugwuanyị ga-aga n’ihu n’afọ puku abụọ na iri na itolu, na-ichị yabụ steeti Enugwu. N’okwu ha, nke a bụRead More →

Ótù ụlọ oriri na ọñụñụ dị n’Ọka eji Grand Riviera mara na-akwadozị ịda maka nnukwu ike mbuze na-akpa na-akụkụ ya. Ọbụghị sọ ụlọ oriri na ọñụñụ a ka mbuze a na-eyi egwu. Ebe ndi ọzọ gụnyere, ụlọ ikpe ukwu steeti Anambara, nakwa ụlọ ikpe ụkwu ala anyị. Ụlọ ikpe ndiRead More →

Ụkọchukwu ụka Katọlik na-elekọta ụlọ ụka Imanuel, (Emmanuel Catholic hurch) Oviri-Okpe nke dị n’okpuru ọchịchị ime obodo Okpe, na steeti Delta, ka anyị na-anụ na ndi ntọ bu egbe atọrọla ya. Aha ya bụ Rev. Fr. Krisofa Ogaga. Atọọrọ ụkọchukwu a n’ime mgbe aka na-ebe akwa na ụlọ ụka ndiRead More →

Aka na-achị steeti Delta bụ Sịnetọ Ifeanyị Okowa ebeela akwa arịrị maka onye ahụ ụlọ ụka dagburu n’ụlọ ụka ndi Katọlik nke Pọọl dị asọ, n’Ugolo, Adagbrasa nke dị n’okpuru ọchịchị ime obodo Okpe na steeti Delta. Yabụ aka na-achị steeti ahụ kwekwara nkwa na gọọmenti ya ga-akwụ ụgwọ ụlọRead More →

Ọnụ na-ekwuru onye isi ụka Katọlik n’ebo niile nke ụwa, ngalaba nke Naijiria bụ Achịbishọp Antonịọ Guido Filipazzi etoola aka na-achị steeti Enugwu bụ Ifeanyị Ugwuanuị maka ọchịchị ya nke kwesịrị nñomi nakwa ịtụ egwu Chineke ya nke mere na-enwere udo tọrọ atọ na steeti ahụ. Onye nnọchi anya poopuRead More →