AKỤKỌ ỤWA
WordPress is a favorite blogging tool of mine and I share tips and tricks for using WordPress here.
-
IDESE Ọ̀TỤ̀MỌ̀KPỌ̀ N’ỤLỌIKPE: ỌKAIKPE LEGỌS AGBARỤỌLA IHU
Legọs – Ọkaikpe Hakeem Oshodi nke Ụlọikpe Ikeja enyewo ọhaneze ịdọakanantị banyere idewe ọ̀tụ̀mọ̀kpọ̀ n’ụlọikpe ahụ. O nyere ịdọakanantị ahụ…
Read More » -
IMO 2023: INEC KPỌLITERE NDI NWỤRỤ ANWỤ HA SORO BINYERE ỤZỌDỊMMA AKA -MMA ODI
Mma Odi, Onye Nlekọta, Ụlọ ọrụ Emma Ezeazu Centre for Good Governance and Accountability eboola Kọmishọọnụ Nhọpụta Naijiriya, Independent National…
Read More » -
ESEMOKWU AGBATAOBI: NWANYỊ AKURE EGBUWO NWATAKỊRỊ AFỌ ASAA TUNYE OZU YA N’Ụ̀MỊ́
Akure –Ndi Uweojii Naijiriya Ngalaba Ondo Steeti amalitewo ime nnyocha maka ọnwụ obere nwatakịrị nwanyị dị afọ asaa, onye agụpụtara…
Read More » -
NHỌPỤTA AFỌ 2027: SI CHEFUO MAKA INEC IME NHỌPỤTA ZIRI EZI – TIMI FRANK
Mazị Timi Frank, onye jibu ọkwa dịka Osote Odeakwụkwọ Mgbasa ozi ukwu nke ótù ndọrọndọrọ ọchịchị All Progressives Congress (APC),…
Read More » -
NDỊ OMEBEIWU BỤ NGALABA ỌCHỊCHỊ NDỊ NAIJIRIYA KACHA AKATỌ -AKPABIO
Abụja – Onyeisi Sineti Ala Naijiriya, Sinetọ Godswill Obot Akpabio ekwuwo hoo!haa! na Ngalaba Omebeiwu bụ Ngalaba n’ime Ngalaba atọ…
Read More » -
ỌGBAGHARA, NGAGHARỊ IWE NA-ABỊA GA AKA ENDSARS NJỌ
Aisha Yesufu, nwanyị okwu ya na-ada gbowam n’ihe banyere ikike dịịrị mmadụ ekwuola hoo!haa! na ngagharị iwe na ọgbaghara na-abịa…
Read More » -
ÉGBÈÍGWÉ AGBAGBUWO UMUAKWỤKWỌ SEKỌNDỊRỊ ATỌ NA-AGBA BỌL N’ỌKPỤNỌ
Ọka – Égbèígwé nọrọ ụbọchị Satọdee gbagbuo ụmụakwụkwọ sekọndịrị Tansi College, Ọkpụnọ, Ọka, Anambara Steeti, ebe ha na-agba bọl ka…
Read More » -
ÍBÚ Ọ́GWỤ̀ IKE: ATỤWO MAZỊ OKAFỌ NA NWUNYE YA IFEYINWA NGA
Legọs – Ọkaikpe Nicholas Oweibo nke Ụlọikpe Etiti na Legọs nọrọ ụbọchị Wenezdee were tụọ Mazị Ikechukwu Okafọ na nwunye…
Read More » -
ATỌRỌWO NDI NWUNYE ONYEISIOCHE OKPURU ỌCHỊCHỊ KIYAWA, JIGAWA STEETI
Dutse – Ndị òjìégbè nọ ụbọchị Fraidee tọrọ ndị nwunye abụọ nke Onyeisioche Okpuru Ọchịchị Kiyawa na Jigawa Steeti. Ozi…
Read More » -
IKESA IHE NKIRI Ọ̀TỌ́ ONYE NDỌRỌ NDỌRỌ ỌCHỊCHỊ ỌSỤN: ATỤWO MMADỤ ISE NGA
Osogbo – Ọkaikpe Nathaniel Ayo-Emmanuel nke Ụlọikpe Etiti n’Osogbo, Osun Steeti nọrọ ụbọchị Tuuzdee were tụọ ụmụ nwoke ise nga…
Read More »