Egwu anaghị atụ afọ o ji buru ụzọ mana afọ sị ụkwụ ezula ike   Ụkwụ gharakwanụ, nọrọ otu ebe, agụụ egbuo afọ. ụkwụ kwooro afọ azọpụ ije   Egughee ụzọ, egughee ọnụ ọnụ bụ ọriakụ ebe ibu ọrụ na-anyigbu ụkwụRead More →

Igbo di egwu!!!    Dọkịnta Nkemdilim Añụlịka Ọfọdile bụ onye mbụ rụrụ ụgbọelụ ọgbara ọhụrụ bụ Drone. Drone bụ ụgbọelu na-anya onwe ya. Dọkịnta Ọfọdile ji ọkwa Flaịt Leftenant n’Agha ụgbọelu mba Naịjiriya (Nigerian Air Force). O nweteara nzere mmụta dọkịnta na ngalaba Control Engineering na Mahadum Leicester dị naRead More →

O ruru otu ụbọchị. Otu nwanyị lọtara ahịa. Ya ewepụta ihe ekeleahịa ọ zụtara. Ihe ekele ahịa o wepụtara mgbe ọ lọtara ahịa bụ ụdara. Ya ekee ụdara ọ zụtara kenyechee ụmụ ya dum, ma o kenyeghị nwantakịrị nne ya nwụrụ anwụ ya na ya bi. nanị ụmụ ya kaRead More →

Lafịya: Ndi ohi agbagbuola ụmụ akwụkwọ na Mahadum Gọọmentị Etiti, Lafịya.  Ọnụ na-ekwuru mahadum ahụ,   Abubakar Ibrahim, sịrị na otu n’ime ụmụ akwụkwọ ndi ahụ ka ji nzere mmụta ogo nke mbụ(1st class) pụta na Ngalaba Agụmakwụkwọ Okwu Akụnụba (Economics Department). Onye nke ọzọ nọkwa n’agba nke ikpeazụ na Ngalaba AgụmakwụkwọRead More →

  IBU ÓKÈ IBU. (OBESITY) Gịnị bụ ibu ókè ibu? Ibu ókè ibu bụ ọnọdụ ebe mmadụ n’akwakọba ọtụtụ abụba n’ime ahụ, nke nwere ike ịnwe mmetụta n’adịghị mma n’ahụike mmadụ. Ọ bụrụ na arọahụ mmadụ bụ opekempe(ọ dịkarịa ala) pasent iri abụọ karịa k’ọkwesịrị ịdị, onye ahụ ebuola ibu.Read More →