O ruru otu ụbọchị. Otu nwanyị lọtara ahịa. Ya ewepụta ihe ekeleahịa ọ zụtara. Ihe ekele ahịa o wepụtara mgbe ọ lọtara ahịa bụ ụdara. Ya ekee ụdara ọ zụtara kenyechee ụmụ ya dum, ma o kenyeghị nwantakịrị nne ya nwụrụ anwụ ya na ya bi. nanị ụmụ ya kaRead More →

Lafịya: Ndi ohi agbagbuola ụmụ akwụkwọ na Mahadum Gọọmentị Etiti, Lafịya.  Ọnụ na-ekwuru mahadum ahụ,   Abubakar Ibrahim, sịrị na otu n’ime ụmụ akwụkwọ ndi ahụ ka ji nzere mmụta ogo nke mbụ(1st class) pụta na Ngalaba Agụmakwụkwọ Okwu Akụnụba (Economics Department). Onye nke ọzọ nọkwa n’agba nke ikpeazụ na Ngalaba AgụmakwụkwọRead More →

  IBU ÓKÈ IBU. (OBESITY) Gịnị bụ ibu ókè ibu? Ibu ókè ibu bụ ọnọdụ ebe mmadụ n’akwakọba ọtụtụ abụba n’ime ahụ, nke nwere ike ịnwe mmetụta n’adịghị mma n’ahụike mmadụ. Ọ bụrụ na arọahụ mmadụ bụ opekempe(ọ dịkarịa ala) pasent iri abụọ karịa k’ọkwesịrị ịdị, onye ahụ ebuola ibu.Read More →

ANYA MKPỤRỤ EGO. (CATARACT) Anya mkpụrụ ego bụ ebe gbara ọchịchịrị na-enyoanya. Ọ na ebido oge protin dị n’anya bụrụ ịkpaọhịa nke n’egbochi enyoanya ị ziga nhunuuche/oyiyi doro anya n’ala anya. Ala anya n’arụ ọrụ ịtụgharị ìhè n’abata site na enyoanya ka ọghọọ mgbaàmà. Ọ na-eziga ihe mgbaàmà na akwaraRead More →

Okpokoro ụgbọelu ogbunigwe gbatara.Ndi agha ụgbọelu Naịjiriya gburu opekata mpe ya bụrụ madụ iri atọ n’ise mgbe ha tụpụrụ ogbunigwe n’obodo nta dịgasị n’Adamawa Steeti n’ọnwa Disemba gara aga, ọ bụ otu Amnesty International kwuru nkea n’ozi ha wepụtara ụnyahụ. Ọnụ na-ekwuru ndi agha ụgbọelu bụ Olatokunbo Adesanya gọrọ agọRead More →

Makurudi: Samụel Ọrtọm, Aka na-achị Benuwe Steeti sịrị na ọ dịka ndi na-achị ehi nakwa ehi ha nwekwuziri iwu aka-akpa- n’isi (immunity) nke ọ bụ sọọsọ Onyeisala n’Osote ya nwere site n’usoro iwu ala Naịjiriya. Gọvanọ a kwuru nkea maka okwu Mansur Dan Ali bụ Mịnịsta nta na-ahụ maka Nchekwa.Read More →