Ọtụtụ ụmụ Nigeria anọrọla n’ọba ozi ikuku di iche iche kpọkue aka na-achị ala anyị bụ Mohammadu Buhari nakwa osote ya bụ Osinbanjo ka ha gbaa mbọ kwụsị ogbugbu ana-egbu ndi ụka Kraist, ọ kachakwa na steeti Plato. Ha rụtụrụ aka n’ogbugbu aka gburu naari mmadụ abụọ n’ime ụlọ ụkaRead More →

Onye isi oche ọchịchị ime obodo ọdịda anyanwụ Ọka nke steeti Anambara bụ Leo Nwuba, ekwuola na mkpu ndi mmadụ na-eti gbasara mgbanwe agbanwere ogbe ahụ ana-akpọbụ Abakaliki street n’Ọka adịghị ka ha si eche ya. Nwụba sịrị na steeti Anambara adịlarị na mbụ weputa ebe ọzọ aga-akpọkwa ‘Abakaliki StreetRead More →

Onye ahụ bụburu igwe ndi Agbadala/Aham, (obodo kwụrụ onwe ha) n’Achị dị n’okpuru ọchịchị ime obodo Oji River nke steeti Enugu, n’ụdị lee ya jidere m, bụ Ichie Uche Onyekwere ekwuputala ebum n’obi ya izọ oche ndi ọdịda anyanwụ Enugu n’ụlọ omebe iwu sineti, ala anyị. Uche Onyekwere, nke ebumRead More →

Ndi ọrụ nche obodo nke akpọrọ Department of States Services, DSS, n’aha ichafu nọrọ tata kwue na ha anwụchiela mmadụ abụọ bụ ndi ọlụọ ọlaa amara dịka ISIS na Gwagwalada dị n’Abuja. Mmadụ abụọ ndi a bụ ndi akpọrọ aha ha dịka Bashiru Adams nakwa Rufai Sajo. Ozi ndi ọrụRead More →

Taa bụ EKE; Eke Ọnwụnwa Owere, Eke Obinagụ Emene-Enugu, Eke Ụbụlụ uku,Eke Anị, Ngwo, wdg. Kedu ndi ga aga ahịa taa? Uru dịkwa ya, ma ndi nwoke, ma ndi nwanyịRead More →

NKWỌ. Igbo ndi ọma, unu abọọla chi. Taa bụ Nkwọ; Nkwọ Nnewi, Nkwọ Mbanabọ Awgu, Otu Nkwọ Ọnịcha, wdg. Onye ga-aga ahịa taa? Uru dịkwa ya, onye zụkarịa o nweta ihe nrite gbara agbaRead More →