Sọltan Sokoto abachiela ụlọakwụkwọ iwu nke Naịjiriya ntị maka ịmachi hijab
Sọltan Sokoto, Mohammad Sa’ad Abubakar abachiela ndi isi Ulọakwụkwọ iwu nke Naịjiriya (Nigerian Law School) ntị maka ịmachi ụmụ nwanyị ịsụ ịchafụ ndi alakụba a na-akpọ hijab. O kwuru na hijab bu usoro ekike ziri ezi maka ụmụ nwanyị ndi Alakụba. N’okwu ya ụbọchi Satode gara aga n’ọgbakọ ise nkeRead More →
EKE
Taa bụ ụbọchị ụka ma bụrụkwa ahịa EKE. Onye gara ahịa taa? Ngwanụ. Ọ kwa Puku Naịra Atọ ka a ga-erite n’asọmmpi ị ga-ahịa N3K!!!!!!!!! Read More →
Gọvanọ Taraba adọọla aka na ntị maka ndi na-achọ ịwakpo steeti ahụ
Jalingo: Gọvanọ Darius Ishaku nke Taraba Steeti nọrọ ụnyahụ were kwuo na-enwere otu na-achọ ịwakpo steeti ahụ. O kwuputara nke a mgbe ọ na-emeghe Mmemme Omenala Taraba na Jalingo Ka osinadị, Gọvanọ a akpọghị okwu ahasite na ịkpọ aha ndi a ọ sị na ha na-achọ ịwakpo steeti ya.Read More →
N’Ondo,Ndi Ukochukwu ejirila otumokpo dinaa umu nwanyi na-acho di aghara aghara
Akure: N’Akure, Ondo Steeti, Aka akparala ndi ukochukwu abuo maka iji were na-edina umu nwanyi ndi uka ha aghara aghara. Ndi nwuchikoro ha bu ndi oru nchekwa Nigerian Security and Civil Defence Corps, NSCDC. A choputara na ha na-eji ogwu were na-arata umu nwanyi ndia n’ulo uka ha. Ndi ukochukwuRead More →
Afor Uvume
Taa bu afor, afor Uvume, afor igwe ogidi, afor Nanka,Afor ogbu,afor Nnobi dwgz. Afor m na-azu taa bu afor Uvume, agara izuta mgbaduga, ojoko, abacha, mmanu ncha, akwukwo nri, dwgz. Esi obodo di iche iche dika Umunze, Ndikelionwu, Ajali, Akpu dwgz abia ahia ahu. Nke taa bu ndi Akwa kachaRead More →
Nkwo Eziagu
Tata bu nkwo, nkwo nike, nkwo-agu Udi,nkwo Eziagu wdgz. Ebe m no tata bu na nkwo ezeagu nke di n’Enugu steeti. A gara m ebe ahu I ga zuta abacha, ojoko, unere, akwukwo nri,mkpuru osisi dwgz. E si obodo di iche iche dika udi, oghe, Enugu ngwo, dwgz. abia ahiaRead More →
Ịkpọghachite onye uwe ojii gbagburu ụmụokorọbịa Ndigbo isii n’Apọ bụ arụrụala megidere madụ nile-Ọhaneze
Onyeisi Ọhaneze Ndigbo, Ichie Nnia Nwodo akọwaala mkpọghachi akpọghachiri onye uwe ojii ahụ gbagburu ụmụafọ Igbo madụ isii bụ ndi ahịa n’Abụja n’afọ 2005 dịka arụrụ ala megide madụ nile. ọ sịrị na ọ jọgburu onwe ya bụ etu Gọọọmentị Etiti siri kwado ịkpọghite ya bụ onye ogbu ọchụ ahụRead More →
Akụkọ ifo: Ihe mere Nwaanyị anaghị arị elu
I lezie anya, ihe ndị ụfọdụ na-eme mgbe Chukwu Abịama kechara elu n’ala, anaghịkwa emezi oge ugbua. Eleghị anya, n’ihi oke ọchịchọ na ka ahụtachaa ndị mmadụ. Ndigbo kwuru ya hoo! haa!! na ọ bụ ka ahụtachaa ka mgbọ ji atụ enwe n’isi. Na mbụ, ịrị elu bụ iheRead More →
Erimeri ndi igbo
N ubochi taa n’erimeri ndi kIgbo, anyi ga amu ka esi ete ofe onugbu. Onugbu bu nnukwu ofe n’ala Igbo kachasi na mpaghara steeti Anambra. Akwukwo onugbu na ama Mma nke ukwuu na aru na agwo kwa otutu ori Ngwa nri e ji Ewi ofe onugbu(recipe) Ede, ogili akwukwo,anu Okporoko,azuRead More →