Ndi Nenwe dị n’okpuru ọchịchị ime obodo Anịnri na steeti Enugwu na-ebizi n’iwe n’ọnụma maka na ndi uwe ojii, ngalaba na-ahụ maka igbochi ndi oji egbe ezu akpọrọ FSARS n’aha nkenke, bịara nwụchikọọ ụfọdụ ndi obodo ahụ. “Arụ ha mere” bụ na ha chọrọ igba mbọ ịkwụsị ndi nchị ehiRead More →

Bishọp ụka Nglikan na Dayọsis Agụata bụ Rt. Rev. Samel Ezeọfọ akpọọla oku ka ụmụ Naijiria gbarapụ otu ndọrọ-ndọrọ ọchịchị ‘All Progressive Congress’ (APC) na nhọputa nke afọ puku abụọ na iri na itolu na-abịa abịa, n’ihi na otu ndọrọ-ndọrọ ọchịchị ahụ emewala ụmụ Naijiria obi n’ime afọ anọ ọRead More →

Onye isi ala bụ Muhammadu Buharị ekwela nkwa ịrụ ọtụtụ ọrụ ga-eweta mgbanwe ahụrụ anya na mpaghara ọdịda-ọwụwa anyanwụ ala anyị tupu ya arituo n’ọkwa ọchịchị. O kwere nkwa, n’akụkụ ala anyị ahụ ga-aka mma mgbe ya ga-arịtu karịa ka ọ dị mgbe ya batara n’ọchịchị. Obụ Femi Adeshina bụRead More →

Ndi Ufuezerakụ nke Ugwulangwu n’okpuru ọchịchị ime obodo Ọhaọzara nke steeti Ebọnyị na-ebizi n’ime oke ịtụ egwụ, maka mbuso agha ndi nchị ehi Fulani. Ndi Fulani a akpakọrọla obosara ala ebe ndi obodo a na-akọ ugbo ma; foro ntụtụ ha taa na ndi obodo ahụ ga akwụtara ha ụgwọ ụtụRead More →

<img src="http://www.hoohaa.com.ng/wp-content/uploads/2018/07/IMG_20180727_150946-300×216.jpg" alt="" width="300" height="216" class="alignnone size-medium wp-image-2045" / Ndi oji egbe eje agbagbuela Sunny Ejiagwụ. Sunny bụbu onye isi oche ndi otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị All Progressive Congress, (APC) nke okpuru ọchịchị ime obodo mgbago ugwu Ideatọ nke steeti Imo. Sunny bụ onye eji ọhaneze mara so na mmadụRead More →

Asọmmpi Ilu nke taa bụ maka EHI Chetakwanụ Iwu Asọmmpi Ilu hoo!haa!! 1. Asọmmpi na ebido n’elekere iri na otu nke ụtụtụ kwụsị n’elekere iri na abuọ nke abali 2, Onye atụla nke ibe ya tụrụRead More →