Asọmmpi Ilu nke taa bụ maka EHI Chetakwanụ Iwu Asọmmpi Ilu hoo!haa!! 1. Asọmmpi na ebido n’elekere iri na otu nke ụtụtụ kwụsị n’elekere iri na abuọ nke abali 2, Onye atụla nke ibe ya tụrụRead More →

Ndi otu ọga n’ihu na-adị mma n’ụwa niile bụ Rotary International ngalaba nke 9142, Naijiria nọrọ n’isi nso a jaa aka na-achị steeti Enugu bụ Ifeanyị Ugwuanyị ike ma nye ya onyinye nke ùgwù maka ọchịchị ya bụ ịgba. Anọrọ n’emume ịkụ ngaji n’eze ekpokọbara maka onye ọchịchị a kwanyereRead More →

Onwere ihe onyonyoo (vido) nke na-agagharị n’ikuku ugbu a, bụ ebe otu onye amala Fulani na-agbasa ozi ọma banyere Jesu Kristi. N’okwu Chukwu ya, nwoke a na-ezi ozi ọma banyere Jizọs bụ onye ọ sịrị na ya kwenyere na ya dịka otu ụzọ mmadụ pụrụ isi n’ime ya wee nweeRead More →

Site na nrụgharị ahụ arụgharịrị ụzọ ochie ahụ bụ Ugwu Mịlịkịn, sitere Enugwu pụta ngwoo ma garue Naint Mail-Kọna, aka na-achị steeti Enugwu bụ Ifeanyị Ugwuanyị etinyela ọchị n’ọnụ ndi steeti Enugwu. Arụgharịrị ụzọ ahụ n’ụdị ọgbara ọhụrụ, tinye ya ọkụ okporo ụzọ n’ụmụ ihe nchekwa ndi ọzọ. Ọbụghị naanịRead More →

Ụmụ afọ steeti Abia na Imo bi n’Enugu kpọrọ onwe ha “Abia/Imo People’s Forum” ekwuela hoohaa, na ha chọrọ ka aka na-achị steeti Enugwu bụ Ifeanyị Ugwuanyị chịrị steeti Enugwu gawa n’ihu. Ha sịrị na nke a bụ maka na Ugwuanyị nwere ọchịchị bụ ịgba nke mere ka udo na-achịRead More →

Otu jikọrọ ndi nchị ehi Fulani akpọrọ Miyetti Allah Cattle Breeders Association of Nigeria (MACBAN), ngalaba nke Ọdịda-Ọwụwa anyanwụ Naijiria, egosila ịtụ n’anya ha gbasara mkpebi ahụ ndi aka na-achị steeti ise dị na mpaghara Ọdịda-Ọwụwa anyanwụ nọrọ kwue na ha ekwetaghị ka ehi ha na-ata nri ka o siRead More →

<img src="http://www.hoohaa.com.ng/wp-content/uploads/2018/07/knife_blood_splash-300×123.jpg" alt="" width="300" height="123" class="alignnone size-medium wp-image-1942" / Otu onye uwe ojii ji ọkwa nspektọ ka nwikorọbịa dị afọ iri na atọ bepụrụ utu ya na steeti Katsina mgbe ọ chọrọ idina ya na obodo Tudu Markabu di n'okpuru ọchịchị ime obodo Faskari. Mgbe otu onye achọghị ka-akpọọ ahaRead More →