Nyenụ anyị ikike ruuru anyị – ndị akwụla

Spread the love

Na Legọs, ndị akwụla so ndị ọrụ ndị ọzọ were mee ịkwụ n’ahịrị  n’ahịrị iji merube Ụbọchị ndị ọrụ ụnyaahụ. Ha jiri ohere ahụ were kọwaa uru ha bara, ha mekwara ka o doo anya na e kwesịghị ịgụpụ n ‘ihe ọbụla a na-eme n’ obodo.

Ka ha na – apụta maka is onye na ya bụ mmemme, ndị akwụla a atụghịkwa ụjọ maka mkpọ hi nakwa udiri ime akaja ọbụla ka ha na-ekwu ebe o sịrị metụta ha n’ámá egwuregwu Agege, Legọs.

Ha jikọrọ onwe ha ọnụ n’okpuru otu a kpọrọ Ohotu Diamond Women Initiative, ndi akwụla, ma bụrụkwa nnukwu ọkọrọtọ mgbasa ozi e dere:  “Ndị akwụla chọrọ ikike ruuru ha, ọ bụghị ọmịiko” iji kọwapụta ebumnobi ha.

hoo!haa!! na-ajụzị sị, “Gịnị bụ ikike ruuru ndị akwụla?”N’egwu Ụmụ Obiligbo na Flavour tiputara n’afọ gara aga ha kpọrọ “Ije Awele” ha gụnyere ịgba akwụla dị ka aka ọrụ, ọ dị ka ọ bụ egwuregwu.

hoo!haa!! na-ajụzị sị, “Gịnị bụ ikike ruuru ndị akwụla?”.

Leave a Reply

Your email address will not be published.