ỤWA MMEBI:OKONGWU DINARA NWA AFỌ IRI

Spread the love

Nsukka: Aka ndi uwe ojii nọ na Nsụka akparala okongwu arụrụala dinara nwatakịrị dị afọ iri.

Mazị Ịmanụel Ugwu bụ onye laworo ezumike nká n’ọrụ bekee jiri ụzọ aghụghọ rabata nwatakịrị ahụ bụ Chisom Odo n’ime ụlọ site na ịdị ye gaa zụtara ya ihe.

Okongwu arụrụala a, onye rụburu na Mịnịstrị Enugwu Steeti na-ahụ maka Ikpe Nkwụmọtọ ma bụrụkwa onye Mbụ nke dị n’okpuru Ọchịchị Isi ụzọ n’Enugwu Steeti sịrị na ọ bụ aka ọrụ ekwensu.

Ihe kacha wute nne nwatakịrị ahụ bụ Oriakụ Ijeọma Odo bụ na nwoke a mere ihe a gbara iri afọ asaa ruru ogo ịmụta ya n’onwe ya ma fọzịara nwa ya nwanyị, onye na-akpọ ya Mpa.

hoo!haa!! na-arịọzị ndị nne na nna, ọ kacha ndị nne ka uche ha dị ya maka na Ụwa emebiwo

Leave a Reply

Your email address will not be published.