NCHETA ỌMỤMỤ DUMEBI

Spread the love

Taa bụ abalị itoolu nke ọnwa Julayị bụ Ncheta Ọmụmụ Oriakụ Dumebi Ọjị.

Dumebi bụ onye Ndikeliọnwụ dị n’okpuru ọchịchị Orumba nke Mgbago Ugwu, Anambara ma a lụ ya n’Emudo-Nenwe dị n’okpuru ọchịchị Aninri, Enugwu Steeti.

Ozi ekele ya:” A na m ekele Chineke onye dewere m ndụ wee ruo taa iji were mee ncheta ọmụmụ m ọzọ taa”

“Ka ezi Chineke gọzie ma chekwaba ndị enyi m nakwa ikwu n’ibe m nile. Iseee!”

“Chineke gozikwaa ndị otu anyị, ndị hoo!haa!! otu asụsụ Igbo. Igbo na-ekwu hoo!haa!!”

 

1 Comment

Leave a Reply

Your email address will not be published.