IHE NA-EME N’ABA

Spread the love

Aba: Ihe na-eme n’Aba. Ndị Aba bụ ndị kajara akaja. Ha bụ ndị nwere ọgụgụ isi eji arụpụta akara gwa ọhụrụ.

Ajọ ụzọ nakwa ihe isi ike ndị ọzọ juputara n’Aba agaghị eme ka ndị Aba gharakwa ịbụ ndị nka n’ụzụ dị n’obara kama ọ mere ndị Aba nwezia uche ebe ọ dị ukwuu maka ịrụpụta ihe dị iche iche iji nyere onwe ha aka ebe Gọọmenti chefuziri ha.

Ụzọ Ogbor Hill gwụrụ agwụ mana nwoke a bụ kalu Igwe rụgharịziri ọgba tum tum ya n’udiri “Aba made” iji were na – ezere mmiri nakwa oke ajọ ụzọ jupụtara n’Aba.

hoo!haa!! na-asịzi ndị Aba, jisienu ike maka na Aba ma ndị Aba

Leave a Reply

Your email address will not be published.