AMAGHỊ M NDỊ TỤWARA M IME ỤMỤ M-XANDY KAMEL

Spread the love

Ghana: Xandy Kamel, nwa-afọ mba Ghana bụ onye omebe ihe nkiri (actress) kwuru nke a sị ka ekwula mgbe ọ gwara ndị nta akụkọ na ọ nweghị nke n’ime ụmụ ya atọ ọ ma nwoke tụwara ya ime ya.

Actress Xandy Kamel has made a shocking revelation in an interview that she doesn’t know the father of her three kids.

N’ajụjụ ọnụ Ghanacelebs gbara ya, ọ kọwara na ya mụtara ụmụ atọ mana na ọ nweghị nke ọ mara onye bụ nna ya.

“Sọọsọ ihe m maara bụ na m nwere ụmụ atọ m mụrụ n’onwe m tinyekwara isii m kutere ekute, mana amaghị ndị nna ụmụ m bụ”

Ka a jụziri ya ma ọ bụ otu onye tụwara ime ha nile, ọ zakwara sị : “Sọọsọ ihe doro m anya  bụ na abụọ n’ime ụmụ m bụ otu onye tuwara ike ime ha mana amaghịm ha, ọ nwebeghikwanụ onye bịaworo igosi na ọ bụ ya bụ nna ha”

hoo!haa!! na-ajụzị ma nwanyị a achọrọ ịgwazị anyị na ọ bụ akwụla?

 

Leave a Reply

Your email address will not be published.