NGAGHARỊ IWE LEGỌS:ỌGBAGHARA DỊ N’OJUELEGBA

Spread the love

Legọs: N’agbanyeghị mkpọchi akpọchiro Omoyele Sowore onye kpọrọ oku ime ngagharị iwe mgbanwe ọchịchị taa bụ Mọnde, abalị ise  nke ọnwa Ọgọọst, ọgbaghara dị ugbua na Legọs.

Igwe mmadụ gbakọtara ime ngagharị iwe na ndị Uwe Ojii nọzị na-achịpụ ya.

Ndị Uwe ojii na-atụ ikuku ịgba anya mmiri (teargas) ma na-agbakwa egbe iji chụsaa ìgwè mmadụ ahụ gbakọrọ 

Leave a Reply

Your email address will not be published.