ỌNWỤ EGBUOLA TINUBU

Spread the love

Legọs: Ozi anyị nwetara na-egosi na ọdachi adakwasịla ezinaụlọ Tinubu site n’ọnwụ igbu Alahaji Rafiu Tinubu, nwanne Asiwaju Bola Ahmed Tinubu, onye ndú otu ndọrọndọrọ ọchịchị APC. 

Gọvanọ Babajide Sanwo-Olu nke Legọs Steeti nọrọ ụnyahụ zigara Asiwaju Bola Tinubu ozi mgbaru maka ọnwụ nwanne nwoke ahụ.

Rafiu Tinubu jibu ọkwa dịka Onye Nlekọta ndị ọrụ bekee (Head of Service) na Legọs Steeti.

Ọ nwụrụ ụbọchị Wenezdee n’ụlọ ọgwụ dị n’Abuja ka ọ rịachara ahụ obere oge. 

Sanwo-Olu kọwara ọnwụ nwa amadị̀ ahụ dịka ‘oké ọdachi dịịrị ala anyị’

Leave a Reply

Your email address will not be published.