TỤFỊAKWA! ATỤRỤ AMỤỌ MMADỤ NA KANO

Spread the love

Kano: Ezigbo nsogbu dị na Kano ugbua maka na nne atụrụ dị ime mụziri ihe yiri mmadụ n’isi ụtụtụ taa bụ Tọọzdee. 

Nwa atụrụ ahụ a mụrụ ọhụrụ nyere akụkụ ahụ dị ka nke mmadụ, ma isi, ma aka, ma ụkwụ.

Onye jiri anya hụ ihe ịtụnanya ahụ dị na-awụ akpata oyi kọwara na ndị agbata obi na Bompai, Kano, ebe nke a mere nọzị na mgbagwoju anya.

O nweghị onye mara etu e siri eso udiri ihe ahụ. Nne atụrụ ahụ nọrọ n’ihu ha mụpụta ihe ahụ amaghị ma ọ bụ atụrụ ka ọ bụ mmadụ.

Ajụjụ nọ onye ọbụla n’ọnụ bụ: “Kedụ nwoke tụwara atụrụ ahụ ime?”

Ihe ahụ meziri a na-enyozi ụmụ nwoke bi n’ụlọ ahụ enyo, iji ma onye nke kpara arụ ahụ.

Bikonu, ọ bụ na nkea abụghị idina nwanyị n’ike? Nne atụrụ ahụ o kwenyere tupu onye arụrụ ala ahụ tụwara ya ime e were maa ya elu? 

Onye mere udiri ihe a, ahụ a dịkwa ya? Chai! Ihe na-emekwa n’Ugwu Awụsa. E gosiri onyonyoo ebe ndị Fulani nchị ehi na-edina ehi ha, ọ dị ka ọ bụ asị

Leave a Reply

Your email address will not be published.