1 Comment

  1. 1. Eze onye àgwàlam nyụrụ nsị buru na-akpagharị maka na o nweghị onye nwere ike ịgwa ya okwu
    2. Ikwu amaghị, ibe ezi ya
    3. Ọ bụghị sọ̀ onye nwụrụ anyị ka a na-arọzi olu
    4. Akọ(ndị oké amamihe) abụọ anaghị eke ihe dị abụọ
    5. Efulefu rere mma ya turu ọbọ na-akpagharị




    0



    0

Leave a Reply

Your email address will not be published.