Nsụka – Ogige “Professor B.I.C. Ijeoma Center for Policy Studies and Research, Mahadum Naịjiriya, Nsụka mechara mee ọgbakọ amosu ha hiwere ime ụbọchị Tuuzdee mana ndị amosu abịaghị. Otu jikọtara ndị ụka na Naịjiriya, Christian Association of Nigerian (CAN) foburu ntụtụ, na agaghị anwa anwa mee ọgbakọ ahụ ha sịrị naRead More →

Nnewi – Somtoo, nwatakịrị dị afọ iri n’asaa  na ọdịya n’obi, onye dị afọ iri n’isii nọrọ na ngwụcha izu ụka gara aga mee ịgba nkwụ  na Nnewi. Site n’ozi hoo!haa!! nwetara n’akwụkwọ akụkọ Anaedoonline, Somtoo si n’ụmụnna Nwachukwu dị n’obodo nta Okọfịa nọ n’ime Otolo, Nnewi. Somtoo , onyeRead More →

Sapele – Onye ohi napụrụ nwanyị mmadụ akpa ya na Ajimele dị na Sapele ka hoo!haa!! nụrụ na ọgbatumtum kụtuziri ya ka ọ na-agba ọsọ. Nkea mere ụbọchị Mọnde na Sapele, Delta Steeti. Ndị ohi ahụ dị mmadụ abụọ were pụnahụ nwanyị mmadụ akpa ya. Ụmụ okorobịa nọ nso nụziriRead More →

Aba – Dọkịnta Okezie Ikpeazụ, aka na-achị Abịa Steeti nọrọ taa were mezuo nkwa o kwere ịmalite ụlọ ọrụ mmepụta akpụkpọ ụkwụ ọgbara ọhụrụ n’Aba. “Aba ma ndị Aba”. Ya mere, Ikpeazu jiri were mgbasa ozi banyere Ngwa ahịa Aba Mere(Made in Aba) mere aka ọrụ site na iyi uweRead More →

Ụmụahịa – Mahadum Gregọrị, Uturu, Abịa Steeti nọrọ ụnyahụ bụ Satọdee, abalị iri abụọ n’atọ nke ọnwa Nọvemba afọ 2019 were chie Onyeamụma Chukwuemeka Ọhanyere, onye a ma dịka Odumeje Dọkịnta  nkwanye ugwu. Nke a tụrụ ọtụtụ mmadụ n’anya maka na ya bụ Odumeje bụ nwoke “na-eme ihe ụ̀zụ̀”. IheRead More →

Owere – Otu ndị ntorobịa Ọhaneze na-aza Ohaneze Youth Council ekwuola na ọ tụrụ anya na Gọọmenti Naịjiriya agaghị agbahapụ Mazị Alen Ifechukwu Onyema, Onyenwe Ụlọ ọrụ njem ụgbọelu Air Peace n’ebubo ime mpụ ego. N’okwu ọ gwara ndị nta akụkọ n’Owere n’ehihie a, Nnukwu Onyeisi otu a n’ụwa nile Read More →

Bini – Mahadum Edo State Polytechnic, Usen achụọla ụmụ akwụkwọ abụọ e jidere ebe ha nọ n’ụlọ ezumezu mahadum na-akwa iko ka nkịta. Ozi si n’aka Odeakwụkwọ ukwu nke mahadum ahụ bụ Mazị Simire O. Sịrịl n’abalị iri abụọ nke ọnwa Nọvemba afọ a kọwara na mahadum ahụ chụrụ ụmụRead More →

Abụja – Onyeisiala Muhammadu Buhari ekwuola hoo!haa! na ya agaghị anwa anwa zọhie ụkwụ site na ịchọ ọchịchị ugboro atọ.  Buhari kwuru nkea na mmalite ọgbakọ ukwu nke otu ndọrọndọrọ ọchịchị  All Progressives Congress (APC) na-aga n’ihu ugbua n’Abuja. Ewezuga nka, Buhari kwukwara na iwuala Naịjiriya nke nyedebere mmadụ ohereRead More →

Ado Ekiti – Mazị Asuquo Amba, Kọmishọna ndị Uwe Ojii n’Ekiti Steeti nọrọ taa were kwuo na Onye nlekọta ukwu, ndị Uwe Ojii ala Naịjiriya,  Mohammed Adamu, enyela ntimiwu ka e mee nyochaa miri emi maka mwakpo ndị ojiegbeezu wakporo ụlọ akụ nakwa ụlọ ọrụ ndị Uwe Ojii n’Oye EkitiRead More →

Ọka – Ogbunigwe e jiri lụọ agha Biafra na-aghaghị agba ka ndị na-arụ ụlọ gbuputara n’obodo nta Adabebe dị n’Amawbia, n’Okpuru Ọchịchị Ndịda Ọka n’Anambara Steeti. Ndị ngalaba mwepụ ogbunigwe nke ndị Uwe Ojii bịazịrị bupu ma mebikwaa ya. Ozi si n’aka Ọnụ na-ekwuru Ndị Uwe Ojii na steeti ahụ,Read More →

Nsụka – Otu Christian Association of Nigeria, CAN, nọrọ ụbọchị Tọọzdee nye Mahadum Naịjiriya (UNN) ịdọakanantị maka Ọgbakọ Amosu ha na-akwado inwe site n’abalị iri abụọ n’isii ruo n’abalị iri abụọ n’asaa nke ọnwa Nọvemba afọ 2019. Ya bụ ọgbakọ nke ngalaba mmụta  B.I.C Ijomah Centre for Policy and ResearchRead More →

Luanda, Angola – Ọgọọsto Dembo, nwatakịrị nwoke mba Angola dị afọ iri n’abụọ etinyela ndị ọkachamara na gbagharịa, ebe ha na-échè ma ọ bụ mmadụ ka ọ bụ adaka. Site n’akụkọ gbara n’akwụkwọ akụkọ “Gazeta Nacional” nke mba ahụ, Anịta Dembo, nne adaka-mmadụ ahụ, onye rụburu ọrụ n’ogige ụmụ anụmanụRead More →

Abụja – Anyayọ Modestus Onyekwere (Kanayọ O. Kanayọ) anọrọla n’ụbọchị ụka gara aga n’ụlọ ụka ndị Katọliki “Seat of Wisdom Chaplaincy” dị n’ogige ụlọ akwụkwọ iwu Naịjiriya, Bwari, Abụja were mee mmiri Chukwu dịka onye Katọliki. Ochie dike mmebe ejije a agwaghị ọhaneze ihe meziri o jiri hapụ ụka Anglịkanụ,Read More →