GỌVANỌ BU NJE HIV?

Spread the love

Bikonu, a sịrị na o nwere onye Gọvanọ bu nje HIV akpagharị?

Ya bụ Gọvanọ ahụ mara mma nwoke ka otu nwoke boro ebubo na Facebook na o ji iwe na-ekesa ya bụ nje.

Nwoke ahụ kwukwara na nwunye ya laworo mmụọ so na ndị ketara ya bụ nje HIV n’aka odogwu a.

Ọ sịkwa na ọ bụ ọrịa sitere na nje ahụ nwunye ya ahụ jiri akpịrị ego gbakụta ya azụ butere bụ ihe tara isi ya.

Nwoke ahụ bụ Dee Eke jizi ọnụ ya akọrọ ụwa nile na nwunye ya bụ ọnọ na di achọ dị mere o ji hapụ ya gbasoro odogwu a bu nje a bụkwa onye ji nkụ na anyị árụ́.

Bikonu, a sị m ajụọ “Ihe ke n’ ọ wụ l’ezhi?”.

Ihe a wụ ụka m nụtara nga anyị taga anụ nchi na Fegge

Leave a Reply

Your email address will not be published.